Asụ̀sụ̀ Ìgbò: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Fixed typo, Fixed grammar
Tags: ḿmezi m̀pàn'aka Ndezi ngwa webu nke mbugharị Android app edit
m Expanded on the alphabets, categorizing them into consonants and vowels
Tags: ndezi nke anya na-ele ḿmezi m̀pàn'aka Ndezi web nke mbugharị
Ahiri 1:
[[Ákwúkwó oru na ótù:Igbo vowel chart.png|thumb|Mkpụrụ ólú asụsụ Igbo]]
 
'''Asụsụ Igbo''' bụ asụsụ Niger-Congo nke [[Mmádụ|mmadụ]] rúrú ndè iri abụọ na ise nke ndị júrú na ya bụ [[ndị Igbo]]. Na nleda-owuwa Naijiria na ébé [[Niger Delta]], Igbo bụ díàlà. Ha dèrè yá nà [[édé Latin]], nke ndí mpaghara Britain nwètèrè. Nkárị ndị ọzọ bụ nké [[Èkpè]] búrú nkárị [[Nsibiri|Nsịbịdị]]. Asụsụ Igbo bụ ólú nke a na-akpọ n'ezigbo hanwa. Ọ didị ike taa ndi ọbịá isutaịsụta ya, dịkwa ike taa ndi Igbo ọzọ bi na ámá nkẹ ọzọ ịmátá ihe ndi nke ọzọ na-ekwu, maka na ndi Igbo na olu Igbo hiri nne. E nwere mkpụrụ edemede Igbo dị 36, ụdaume asatọ na mgbochiume ọgụ na asatọ.
 
Nké a bụ mkpụrụedemede asụsụ:
Ahiri 36:
| l || /l/ || || ch || {{IPA|/ʧ/}}
|-
| m || /m/ andna {{IPA|/m̩/}} || || gw || {{IPA|/ɡʷ/}}
|-
| n || /n/ andna {{IPA|/n̩/}} || || kw || {{IPA|/kʷ/}}
|-
| {{unicode|ṅ}} || {{IPA|/ŋ/}} || || nw || {{IPA|/ŋw/}}