Malcolm X: Ọdịiche dị n'etiti nyochagharị

Content deleted Content added
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
Ukabia (ṅkátá | mmetara)
Ahiri 26:
Mgbé ȯ fwụrụ ọtú Nation of Islam, Malcolm X banyèrè Í bu ónyé [[Áláküba Sunni]] nà ȯ gàrà íjè-éféfé nke [[Mecca]]; mgbe ȯ mèchàrà ȯ gọrọ [[mbànyíkàrịrị]] àgùgò. O gàrìrì nà ímé [[Afrika]] na [[Odida Etítì]] à gárírí. O kèrè [[Muslim Mosque, Inc.]], ọtú éféfé, na ọtù nke éféfé ádíghị, na nke [[Africa-Nílé]], [[Afro-American Unity]]. Mgbe o rúgị áfọr ótù ó mèchàrà Í háfù ńdí Nation of Islam, mádu àtó shí ngáhü gbùrù Malcolm X mgbe ȯ ne nyé okwu na New York.
 
== Isi ndụ yáaya ==
Há mụrụ Malcolm Little mgbe Önwa ise 19 na afọ̀ 1925 na Omaha, [[Nebraska]]. Ńnà yá mgbe áhu bu Earl Little, na mmá ya bu Louise Little (áhà nna yá Lousie Norton). Ńnà ya kwuru na ñkịtị nke ndi Baptist. O kwàdọrọ onye [[Africa-Nílé]] [[Marcus Garvey]] na ȯ bu mgbe áhù onye íshí [[Universal Negro Improvement Association]] (UNIA). Malcolm échéfụghị óbị màkà nga nga ojié na nkwádọ onwé ńnà yá na ndi UNIA ọ̀zọ lìlì òlìlì. Malcolm X na ógè gáfèrè sị na ímé nwanne Nwoke di ntà nke Earl di àtó, ndi ocha gbùrù ya na ùdò. Màkà ndi [[Ku Klux Klan]] lùrù ha ozi ojö, ọnụma ya jéfwụrụ Í ga [[Milwaukee]], [[Wisconsin]] na afọ̀ 1926, na ógè nsó ha gàkwàrà [[Lansing]], [[Michigan]].