Igwe
Igwe
Igwe (nke pụtara "Eluigwe" ) bụ aha eze ma ọ bụ usoro e ji agwa ndị eze ọdịnala na-achị ochichi obodo kwụụrụ onwe ha n'ala Igbo . N'ikwu ya n'ụzọ ọzọ, ndị Igbo na-etinye okwu ahụ n'ụdị HRH . Ya mere a na-akọwa Igwe dị ka onye nwere aha nkwanye ùgwù na nsọpụrụ n'ala ndi igbo . A na-akpọkwa onye dị otú ahụ dị ka Eze .maobu Obi
A na-akpọkwa Igwe dị ka aha Nna eluigwe nke Igbo, ụdị ndi mmadụ nke eluigwe n'onwe ya.
Ọtụtụ ndị Igbo na-ejikwa Igwe dị ka aha nna .
Ndị ama ama na-eji okwu a gụnyere:
Aha nna:
- Amaechi Igwe (amụrụ 1988), onye egwuregwu bọọlụ Amerika
- Chioma Igwe (amụrụ 1986), onye egwuregwu bọọlụ Amerika
- Ekene Igwe (amụrụ 1988), onye egwuregwu bọọlụ Naijiria
- Leo Igwe (amuru 1970), onye Naijiria na ndi mmadu na eme ihe
- Igwe Aja-Nwachukwu (amụrụ 1952), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria
- Igwe Orizu I (Eze Ugbonyamba) (1881–1924), Naijirian m
- monarch
- Igwe Josiah Orizu II (1902–1962), Naijirian monarch
- Igwe Kenneth Onyeneke Orizu III, Naijirian monarch
Hụkwa
dezie- Igwe asụsụ