Ifeanyi Emmanuel Igboke
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Emmanuel |
ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Ọktoba 1998 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
ọrụ ọ na-arụ | omee, onye na-emeputa ihe onyoyo |
ebe agụmakwụkwọ | York University |
webụsaịtị | https://emmanueligboke.com |
Ifeanyi Emmanuel Igboke nke a makwaara dị ka Emmanuel Igboke (amụrụ n'ụbọchị iri nke ọnwa Ọktoba afọ 1998), bụ onye na-eme ihe nkiri ma na emepụtakwa ihe nkiri Naijiria ma biri Canada.[1][2][3][4]
A maara ya maka ọrụ ya na ihe nkiri akpọrọ "Crosses", nke mere ka o nweta ihe nrite ome ihe nkiri kacha nma na Toronto International Nollywood Film Festival (TINFF).[5]
Mbido Ndụ ya
dezieA mụrụ ya n'ụbọchị iri nke ọnwa October steeti Enugu mana, o tolitere na Achara layout.[6] Emmanuel bụ nwa ikpeazụ n'ime ụmụ asaa, ọ gara Konigin Des Friedens College na Enugu steeti ma gụọ agụmakwụkwọ dị elu na Mahadum York, Canada.[7][8]
Ọrụ
dezieN'afọ 2022, Emmanuel Igboke meriri na ụdị ome ihe nkiri kacha nma na ihe nkiri ya akpọrọ "Crosses" nke Akeem Ogunmilade duziri.[9][10]
N'afọ 2022, a kpọrọ Igboke aha n'etiti ndị na-eme ihe nkiri kachasị elu na mba uwa niile na-eme ka Naịjirịa nwee obi ụtọ site na Ụbọchị a.[11]
Ihe nkiri
dezieAfọ | Aha ya | Ọrụ | Nkwupụta |
---|---|---|---|
2021 | ""Ọ dịghị Ndị Obere: Ballad nke Ndị Masedonia Diaspora | Emmnauel Igboke | [12] |
2021 | "" Sayensị nke Egwu" | Ryan | [13] |
2021 | ""Flint Strong"" | Onye isi otu USA | [14] |
2022 | ""Ụzọ"" | [15] | |
2022 | ""Abụ Ọma nke 23"" | Johm | [16] |
2023 | ""Facade"" | [17] |
Dị ka onye na-emepụta ihe nkiri
dezie- Cross (2022)[18]
Onyinye na nhọpụta
dezieAfọ | Ihe nrite | Ụdị | Nsonaazụ | Nkwupụta | |
---|---|---|---|---|---|
2022 | Toronto International Nollywood Film Festival Awards | Onye na-eme ihe nkiri kacha mma | Merie | [19] | |
2022 | Toronto International Nollywood Film Festival Awards | Onye na-emepụta ihe nkiri kacha mma | Ahọpụtara | [20] |
Ebensidee
dezie- ↑ There will never be an end to poverty, says Emmanuel Igboke. Pulse (27 July 2022). Retrieved on 5 March 2023.
- ↑ Top 10 most popular Nollywood Actors in Nigeria & Diaspora. PM news (27 September 2022). Retrieved on 5 March 2023.
- ↑ Nollywood actor Ifeanyi Emmanuel Igboke to star in "Facade". Dailytimes (24 January 2023). Retrieved on 5 March 2023.
- ↑ Nollywood actor Emmanuel Igboke urges Nigerians to get their PVC. PM News (6 January 2023). Retrieved on 5 March 2023.
- ↑ Emmanuel Igboke, A.Y, others win at Toronto International Nollywood Film Festival. PM News (1 November 2022). Retrieved on 5 March 2023.
- ↑ Nollywood Actor Emmanuel Igboke & comedian MC Morris resolves their differences. Dailytimes (22 January 2023). Retrieved on 5 March 2023.
- ↑ 10 quick facts about Nollywood award winning actor Emmanuel Igboke. Guardian (10 August 2022). Archived from the original on 27 March 2023. Retrieved on 5 March 2023.
- ↑ Emmanuel Igboke Tackles Mc Morris For Discouraging Nigerians From Relocating To Canada. Independent (31 October 2021). Retrieved on 5 March 2023.
- ↑ Emmanuel Igboke Bags Two Nominations At International Nollywood Awards. Mp3bullet (7 October 2022). Retrieved on 5 March 2023.
- ↑ AY Celebrates TINFF Awards. Independent (5 November 2022). Retrieved on 5 March 2023.
- ↑ igboke Named Among Top Actor in Disapora Making Nigeria Proud. Thisday (27 September 2022). Retrieved on 5 March 2023.
- ↑ full cast and crew. IMDB. Retrieved on 5 March 2023.
- ↑ full cast and crew. IMDB. Retrieved on 5 March 2023.
- ↑ full cast and crew. IMDB. Retrieved on 5 March 2023.
- ↑ full cast and crew. IMDB. Retrieved on 5 March 2023.
- ↑ full cast and crew. IMDB. Retrieved on 5 March 2023.
- ↑ Actor Ifeanyi Emmanuel Igboke stars in 'Facade'. Thenation (25 January 2023). Retrieved on 5 March 2023.
- ↑ 10 Amazing facts you didn't know about Nollywood actor Emmanuel Igboke. sunnews (5 July 2022). Retrieved on 5 March 2023.
- ↑ Emmanuel Igboke clinches two nominations at International Nollywood Awards. PM News (27 September 2022). Retrieved on 5 March 2023.
- ↑ Emmanuel Igboke clinches two nominations at International Nollywood Awards. PM News (27 September 2022). Retrieved on 5 March 2023.