Humphrey Nwosu
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Humphrey |
aha ezinụlọ ya | Nwosu |
ụbọchị ọmụmụ ya | 2 Ọktoba 1941 |
Ebe ọmụmụ | Anambara Steeti |
Ụbọchị ọnwụ ya | 20 Ọktoba 2024 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
ọrụ ọ na-arụ | academic, university teacher |
ụdị ọrụ ya | political science |
onye were ọrụ | University of Nigeria, Ibrahim Babangida |
ebe agụmakwụkwọ | University of Nigeria |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
Prọfesọ Humphrey Nwosu (bụ onye amụrụ n'ubọchị abụọ n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1941 wee nwụọ October 24, 2024). Ọ bụbu onye isi oche nke ụlọ ọrụ na ahụ maka ịtụ votu na Naijiria a na-akpọ National Electoral Commission (NEC) nke Ọ bụ Onye isi ala Ibrahim Babangida bụ onye họpụtara ya. Ọrụrụ ọrụ na ọfis ahụ site nafọ1989 ruo afọ 1993.[1]
Humphrey Nwosu | |
---|---|
Chairman of the National Electoral Commission of Nigeria | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
In office Templeeti:En dash range | |
Preceded by | Eme Awa |
Succeeded by | Okon Uya |
Personal details | |
Born | Anambra State, Nigeria | 2 Ọktoba 1941
Ọmụmụ na mmalite ọrụ ya
dezieA mụrụ Nwosu n'ụbọchị nke abụọ n'ọnwa Ọktoba n'afọ 1941. Ọ ghọrọ prọfesọ nke sayensị ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Mahadum Naijiria nke dị na Nsukka.[2] Ọ rụrụ ọrụ na kansụl nke Samson Omeruah, gọvanọ nke Anambra Steeti ochie, ebe o nyeere ndị ọchịchị ọdịnala aka inweta ọfọ ọrụ ọfịs, nweta ụgwọ ọrụ ha ma dozie esemokwu ala n'ime na n'etiti obodo. Ọ rụkwara ọrụ dị ka onyeisi oche nke Kọmitii Nkà na ụzụ Federal na itinye n'ọrụ Civil Service Reforms na ọrụ gọọmentị ime obodo. A họpụtara ya ka ọ bụrụ onyeisi oche NEC n'afọ 1989 mgbe onye bu ya ụzọ (na onye bụbu onye nkuzi ya) Eme Awa gbara arụkwaghịm n'ihi enweghị nkwekọrịta ya na onye isi ala Ibrahim Babangida.[3]
Mkpụrụ ụbọchị iri na abụọ nke ọnwa Juunu n'afọ 1993 ntuli aka
dezieNwosu duziri ntuli aka nke emere ka mkpụrụ ụbọchị dị na iri na abụọ n'ọnwa Juun n'afọ 1993 nke a hụrụ dị ka ntuli aka nwuru nwuru na adịghị na nke kachasị mma ruo ụbọchị a bụ nke a na-eche na Chief Moshood Abiola meriri.[4] Kọmitii Nwosu gosipụtara usoro ntuli aka Option A4 na usoro ntuliaka Open.[1] Nwosu weputara ọtụtụ nsonaazụ ntuli aka mgbe e nyere ya iwu ka ọ kwụsị ịkpọ rịzọtụ site n'aka ọchịchị ndị agha. N'afọ 2008, o bipụtara akwụkwọ ebe o kwuru na ọ bụghị Babangida mere ihe kpatara nkagbu ntuli aka ahụ. A katọrọ akwụkwọ ahụ nke ukwuu maka ịghara ịkọwa ihe mere n'ụzọ ziri ezi.[2]
- ↑ 1.0 1.1 Imam Imam (9 June 2010). Past INEC Chairmen. ThisDay. Retrieved on 2010-06-10. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "imam" defined multiple times with different content - ↑ 2.0 2.1 Muyiwa Oyinlola (2 May 2010). From Esua to Iwu, who will rescue Nigeria?. Nigerian Compass. Retrieved on 2010-06-10. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "oyinlola" defined multiple times with different content - ↑ HANK ESO (18 June 2008). A Jaded Humphrey Nwosu Finds his Mislaid Voice. Archived from the original on 26 September 2010. Retrieved on 2010-06-10.
- ↑ Humphrey Nwosu and the true story of June 12, 1993 (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2021-06-16). Retrieved on 2022-03-05.