Hala Lotfy
Hala Lotfy
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Egypt |
aha enyere | Hala |
ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Julaị 1973 |
Ebe ọmụmụ | Cairo |
Asụsụ obodo | Egyptian Arabic |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Egyptian Arabic |
ọrụ ọ na-arụ | onye nhazi ederede, onye nhazi ndu ihe nkiri, onye na-emeputa ihe |
Ihe nrite | Katrin Cartlidge Award |
Hala Lotfy (amụrụ n'afọ 1973) bụ onye nduzi ihe nkiri na onye na-emepụta ihe nkiri n'Ijipt. Ọ gụsịrị akwụkwọ na Cairo Film Institute n'afọ 1999. A maara ya nke ọma maka ihe nkiri izizi ya bụ Al Khorug lel Nahar (Coming Forth By Day, 2012) nke gosiputara Donia Maher na nke ritere ọtụtụ ihe nrite na mmemme ihe nkiri, gụnyere FIPRESCI Prize na Abu Dhabi Film Festival. Ọrụ ya ndị ọzọ a ma ama gụnyere ihe ngosi Feeling Cold (2005) na ọtụtụ ihe ngosi maka usoro Al Jazeera Arabs of Latin America (2006).[1]