Habib Ayrout
Onye na-ese ụkpụrụ ụlọ na Ijipt
Habib Ayrout
ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Egypt ![]() |
aha n'asụsụ obodo | حبيب عيروط ![]() |
Aha enyere | Habib ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1876 ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 1956 ![]() |
Asụsụ obodo | Egyptian Arabic ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Egyptian Arabic ![]() |
Ọrụ ọ na-arụ | onye na-ese ụkpụrụ ụlọ ![]() |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara ![]() |
Habib Ayrout (1876 – 1956) bụ onye Ijipt na-ese ụkpụrụ ụlọ nke sitere na agbụrụ Siria. [1] o sonye na nhazi na owuwu nke Heliopolis (Cairo suburb) . [2]
Agụmakwụkwọ
dezieỌ gụrụ akwụkwọ na Paris dị ka onye injinia na-ese ụkpụrụ ụlọ. Ụmụ ya nwoke bụ Henry Habib Ayrout, [3] onye ụkọchukwu Jesuit, ụmụ ya nwoke abụọ ndị ọzọ Charles na Max Ayrout, bụkwa ndị na-ese ụkpụrụ ụlọ na Cairo.
Ntụaka
deziena Paris dị ka onye injinia na-ese ụkpụrụ ụlọ
- ↑ Turrel (2003). Villes rattachées, villes reconfigurées, XVIe-XXe siècles actes du colloque de Tours. University of Tours. ISBN 978-2-86906-170-5.
- ↑ Ilbert (1981). Héliopolis Le Caire, 1905-1922 genèse d'une ville. Editions du Centre national de la recherche scientifique. ISBN 978-2-222-02954-0.
- ↑ Mitchell (2002). Rule of Experts: Egypt, Techno-politics, Modernity. University of California Press. ISBN 978-0-520-23262-4.