Grace Schools
Grace Schools
mba/obodo | Naijiria |
---|---|
nhazi ọnọdụ | 6°32′47″N 3°22′54″E |
date of official opening | 1968 |
webụsaịtị | http://www.graceschools.net/ |
Grace Schools bụ ụlọ akwụkwọ agụmakwụkwọ e guzobere na Gbagada, Lagos, Naijirịa n'afọ 1968. E kewara ụlọ akwụkwọ ahụ ụzọ anọ: Nursery, Primary, Secondary School na Pre-University.[1]
Akụkọ ihe mere eme
dezieỌ bụ Deaconess Grace Bisola Oshinowo guzobere ụlọ akwụkwọ ahụ.[2] Ọ malitere ụlọ akwụkwọ sekọndrị ya n'afọ 1994.[3] Ihe owuwu dị n'ụlọ akwụkwọ ahụ gụnyere:
- Ụlọ klas ndị nwere Igwe ntụ oyi
- Ụlọ Ọrụ Nkà na Ụzụ
- Ụlọ nyocha sayensị
- Ọ́bá Akwụkwọ
- Ogige Ntụrụndụ
- Ụlọ Ọrụ Nkà
- Ụlọ Ọgwụ
- Ụlọ Nzukọ Ọgwụ Ọgbara Ọhụrụ
- Ogige Egwuregwu
Edensibia
dezie- ↑ the guardian. grace school restates commitment to qualitative education. Retrieved on 15 October 2015.
- ↑ Luwaji (September 2011). "The Story of My Life (Excerpt from "Grace: The Memoirs of a Committed Teacher")". Family Essence Magazine 2 (9).
- ↑ GRACE HIGH SCHOOL, Gbagada Estate. Lagos Schools.Online. Global Education Media (UK) Limited. Retrieved on 3 November 2015.