Gloria Ofoegbu
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Gloria |
aha ezinụlọ ya | Ofoegbu |
ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Jenụwarị 1992 |
Ebe ọmụmụ | Calabar |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa, Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
onye nsonye òtù egwuregwu | Rivers Angels F.C., Otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naịjirịa na-erubeghị afọ iri na asaa, Nigeria women's national under-20 football team, Nigeria women's national football team |
Ụcha ime anya | black |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Aha - Gloria Chetachi Ofoegbu
Afọ ọmụmụ - 3 Jenụwarị 1992 (afọ iri abụọ na asatọ)
Ebe amụrụ ya - Calabar, Nigeria
Ogo - 1.58m (5 ft 2 in)
ọnọdụ ọ na-agba - Left back/ Wing back
Otu ọ nọ ugbu a - Rivers Angels
Ọrụ
Afọ Otu
2007-2010 Nasarawa Amazons
2011- Rivers Angels
Otu Mba
2008 Nigeria U-17
2010-2012 Nigeria U-20
2014 Nigeria
Nrite
FIFA U-20 Women's World Cup
Olaọcha 2010 FIFA U-20 Women's World Cup
African Women's Championship
Olaedo 2014 African Women's Championship
Gloria Ofoegbu (amụrụ n'abalị atọ nke onwa Jenụwarị n'afọ 1992) bụ nwaafọ Naijiria na-agba bọọlụ, onye na-agba dịka left back na wing back na otu Rivers Angels na Nigeria women's national football team. Kpọpụta njehie: Invalid <ref>
tag; refs with no name must have content Ọ nọchitere anya Naijiria ugboro abụọ na <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/FIFA_U-20_Women's_World_Cup" rel="mw:ExtLink" title="FIFA U-20 Women's World Cup" class="cx-link" data-linkid="109">FIFA U-20 tournaments</a> n'afọ 2010 ebe ọ ritere ọlaọcha mgbe Nigeria gbara onye nke abụọ ma n'afọ 2012 . Ọ nọchitekwara anya Naịjirịa na 2014 African Women's Championship na Namibia.Kpọpụta njehie: The opening <ref>
tag is malformed or has a bad name
Ebe m si dee
dezie
Njikọ dị na mpụga
dezie- G. Ofoegbu at Soccerway