Gbemisola Ruqayyah Saraki
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1965 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Kwara |
nwanne | Bukola Saraki |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
onye were ọrụ | Ȯra Kwara |
Ọkwá o ji | Minister of State for Transportation, onye otu ndi omeiwu nigeria, onye otu ndi omeiwu nigeria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria, Minister of State, Mines and Steel Development |
ebe agụmakwụkwọ | University of Sussex |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party |
Ọrụ ama ama | committee |
Gbemisola Ruqayyah Saraki[1] Audio (amụrụ ya na ubochi nke atọ n' ọnwa nke ise (Mee ) n'afọ1965) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Naijiria nke jere ozi dị ka Minista nke Mba maka Mmanụ na Mmepe Steel nke Naijiria kemgbe ubochi nke isii n' ọnwa Julaị n'afọ 2022.[2] Ọ rụrụ ọrụ n'oge gara aga dị ka Minista nke Steeti maka njem njem site n' afọ 2019 ruo mgbe Onye isi ala kpọgara ya na Mines na Steel Development n'afọ 2022.[3][4][5][6] Onye bụbu onye omeiwu, a họpụtara ya ka ọ nọchite anya Kwara Central Senatorial District n'afọ 2003 n'okpuru ikpo okwu nke People's Democratic Party.[7] A họpụtara ya n'ime House of Representatives n'afọ1999 na-anọchite anya Asa / Iloin West Federal Constituency, Kwara State.[7] Ọ bụ nwanne nwanyị onye bụbu onye isi oche Senate nke Naịjirịa (8th Assembly), Bukola Saraki.
- ↑ Gbemisola Rukayat - Saraki, Politician, Senator and Entrepreneur, Nigeria Personality Profiles. www.nigeriagalleria.com. Retrieved on 2020-06-20.
- ↑ Toyin Adebayo (2022-07-06). Saraki resumes duties in Mines Ministry (en-GB).
- ↑ Andrew Kintum (2020-01-04). FMOT: All Eyes on Gbemisola Ruqayyah Saraki (en-GB). Transport Day. Retrieved on 2020-06-20.
- ↑ FG promises to expand rail transport infrastructure (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2021-11-05). Archived from the original on 2022-02-22. Retrieved on 2022-02-22.
- ↑ NASS urges transport ministry to check increased fares during festivities (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2021-07-16). Archived from the original on 2022-02-22. Retrieved on 2022-02-22.
- ↑ FOR THE RECORD: Official citations of Buhari's ministers, SGF - Premium Times Nigeria (en-GB) (2019-08-21). Retrieved on 2022-06-16.
- ↑ 7.0 7.1 Sen. Gbemisola R. Saraki. National Assembly of Nigeria. Retrieved on 2009-12-06.