Funmilola Adebayo

judoka Naijiria (amụrụ 1995)
Funmilola Adebayo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya27 Ọgọọst 1985 Dezie
Ebe ọmụmụNaijiria Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụjudoka Dezie
ụdị egwuregwujudo Dezie

Funmilola Adebayo (amụrụ ya n'abalị iri abụọ na asaa n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1985) bụ onye Naijiria judo nke zoro asọ mpi, na ngalaba ụmụ nwanyị. O ritere ọla kopa na egwuregwu nke 2007 Pan African Games, o rite kwara ọlaọcha na asọmpi nke akpọrọ 2005 African Judo Championships na kwa zi ọla edo na 2004 Mauritius International.[1][2]

Ije ọrụ ya na egwuregwu dezie

Na 2004, International Tournament nke emere na Mauritius nke dị na St. Denis, Mauritius. Adebayo sonyere na asọmpi nke 52 kilogram ma merie ihe nrite ọla edo.[3]

Na asompi nke 2005 African Judo Championships na Port Elizabeth, Adebayo sonyere na egwuregwu 57kg wee merie ọlaọcha.[4] N'afọ 2007, e mere egwuregwu Afrịka na Algiers, Algeria. Adebayo ritere ọla nchara n'ihi na o sonyere na ihe omume 63kg.[5]

Edensibia dezie

  1. Funmilola Adebayo, Judoka, JudoInside. www.judoinside.com. Retrieved on 2020-11-20.
  2. Adeboyo Funmilola, Judoka, JudoInside. www.judoinside.com. Retrieved on 2020-11-20.
  3. International Tournament of Mauritius, Event, JudoInside. www.judoinside.com. Retrieved on 2020-11-20.
  4. African Championships Port Elizabeth, Event, JudoInside. www.judoinside.com. Retrieved on 2020-11-20.
  5. African Games Alger, Event, JudoInside. www.judoinside.com. Retrieved on 2020-11-20.