Folashade Sherifat Jaji
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Maachị 1957 |
Ebe ọmụmụ | Surulere |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, chemist |
Ọkwá o ji | Lagos State Executive Council |
ebe agụmakwụkwọ | University of Lagos, University of Ibadan, Administrative Staff College of Nigeria |
Folashade Sherifat Jaji | |
---|---|
Lagos State Secretary to State Government | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
Templeeti:Str rep 30 May 2019 | |
Lagos State Head of Service | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
In office Templeeti:En dash range | |
Preceded by | Josephine Oluseyi Williams |
Succeeded by | Olabowale Ademola |
Permanent Secretary, Lagos State Ministry of Establishments, Training and Pensions | |
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]] | |
Preceded by | Tunji Bello |
Personal details | |
Born | Surulere, Lagos State, Nigeria | 10 Maachị 1957
Political party | Non-partisian |
Folashade Sherifat Jaji (amụrụ na 10 Machị 1957) bụ onye Naijirịa na-emepụta kemịkal, onye ọrụ gọọmentị na odeakwụkwọ nke Gọọmentị Lagos.[1] Ọ bụbu onye isi ọrụ na Lagos State, ọfịs ọ rụrụ mgbe ọ rụchara ọrụ dị ka odeakwụkwọ na-adịgide adịgide, Lagos State Ministry of Establishments, Training and Pensions.[2][3] O nyekwara gọọmentị etiti aka imeziwanye ego ọrụ gọọmentị.
Oge ọ malitere
dezieA mụrụ Sherifat na Machị 3, 1957 na Surulere, obodo ukwu nke Lagos State, ndịda ọdịda anyanwụ Nigeria.[4] Ọ gara Anglican Girls Primary School na Surulere, lagos tupu ọ gaa Queen's College na Yaba, ebe ọ nwetara asambodo ụlọ akwụkwọ West Africa na 1974. Ọ natara nzere bachelọ nke sayensị na Mahadum ṅke Ibadan, ebe a zụrụ ya dị ka onye na-emepụta kemịkal tupu ya edebanye aha maka Post Graduate Diploma na Public Administration na Administrative Staff College of Nigeria mgbe ọ gụsịrị otu afọ Youth Service na Nigerian Breweries.[5] Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na 1985, ọ gara Mahadum Lagos ebe ọ nwetara ṅzere Master of Business Administration na 1989.[6]
Ọrụ Obodo
dezieỌ sonyeere ndị ọrụ gọọmentị nke steeti Lagos na 27 Ọktoba 1980 na kọmitii ọrụ ikpe nke steeti tupu e zigara ya n'ọfịs gọvanọ steeti, Ngalaba ṅke ndọrọ ndọrọ ọchịchị ebe ọ jere ozi afọ abụọ, n'etiti 1980 na 1982, n'otu afọ ahụ ka ọ natara ọrụ na kọm ọrụ gọọmentụ steeti ebe ọ nọrọ afọ abụọ ọzọ tupu ọ laghachi n'ọfesọ Gọ Gọ Agha na Ngalaba mmemme na mmefu ego ebe ọ nọrọ ọnwa asaa, n'agbata afọ 1985 na 1992.[7][8]
N'ọnwa Nọvemba afọ 2008, a họpụtara ya ka ọ bụrụ odeakwụkwọ na-adịgide adịgide, Ụlọ Ọrụ Nkụzi na Ezumike ṅká, ọkwá ọ nọrọ afọ anọ.[9] N'ụbọchị mbụ n'ọnwa Machị n'afọ 2011, ọ ghọrọ odeakwụkwọ na-adịgide adịgide, Ministri nke Ụlọ Ọrụ, Ọzụzụ na Pensions nke Lagos State.[10] N'abalị iri na asaa ṅ'ọnwa Febụwarị n'afọ 2015, a họpụtara ya dị ka onye isi ọrụ nke steeti Lagos iji nọchie Josephine Oluseyi Williams, onye bụ onye isi ọrụ iri na asaa nke ọrụ ọha na eze steeti.[11][12]
Na 30 Mee 2019, Gọvanọ Lagos Steeti Babajide Sanwo-Olu họpụtara Jaji dị ka odeakwụkwọ ọhụrụ nke Gọọmentị Steeti (SSG).[13]
Ihe odide
dezie- ↑ GOVERNOR BABAJIDE SANWO-OLU MAKES 1ST APPOINTMENT. NAMES MRS. FOLASHADE SHERIFAT JAJI, FORMER HEAD OF SERVICE AS SECRETARY TO THE STATE GOVERNMENT. (en-US). Lagos State Government. Archived from the original on 2019-05-31. Retrieved on 2019-05-31.
- ↑ Our Correspondent. New Telegraph – HoS lauds stakeholders as Lagos pays N31.9bn to retirees. newtelegraphonline.com. Archived from the original on 2015-04-16. Retrieved on 2015-04-16.
- ↑ ZAKA KHALIQ. Expert warns retirees on extravagancy. Newswatch Times. Archived from the original on 2016-07-03. Retrieved on 2015-04-16.
- ↑ Fashola Appoints Sherifat Jaji 18th Lagos Head Of Service - Leadership Newspapers. lagosstatenews.com. Archived from the original on 2022-10-24. Retrieved on 2022-10-24.
- ↑ Meet Lagos New Head of Service. factualtimes.com. Archived from the original on 2022-10-24. Retrieved on 2022-10-24.
- ↑ Fashola appoints new HOS. Archived from the original on 2016-03-03. Retrieved on 2015-04-16.
- ↑ Sherifat Folashade Jaji Becomes Lagos Head of Service. starconnectmedia.com.
- ↑ "Fashola swears in new Head of Service - Premium Times Nigeria", Premium Times Nigeria, 2015-02-18. Retrieved on 2017-12-22. (in en-GB)
- ↑ Leadership Newspaper (17 February 2015). Fashola Appoints Sherifat Jaji 18th Lagos Head Of Service. Nigerian News from Leadership News.
- ↑ Fashola appoints 4 new Permanent Secretaries. Vanguard News.
- ↑ Lagos Unveils New Head Of Service, Sherifat Folashade Jaji. The Gazelle News. Archived from the original on 2020-07-21. Retrieved on 2022-10-24.
- ↑ Lagos names another female head of service. The NEWS.
- ↑ Sanwo-Olu appoints ex-HoS Folasade Jaji as new SSG (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2019-05-31.