Folashade Oluwafemiayo
ọnye na-eme egwuregwu paralympic Nigeria
Folashade Oluwafemiayo
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1985 |
Ebe ọmụmụ | Jos |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | athlete |
ụdị egwuregwu | powerlifting |
so na | 2012 Summer Paralympics, World Para Powerlifting Championships, para powerlifting at the 2022 Commonwealth Games – women's heavyweight |
ihe omume dị ịrịba ama | doping in sport |
mmeri | para powerlifting at the 2022 Commonwealth Games – women's heavyweight |
Folashade Alice Oluwafemiayo (onye amụrụ na uboch nke iri na otu nke Machị 1985) bụ onye Naijiria na-eme egwuregwu Paralympic.[1]
Ndụ onwe onye
dezieA mụrụ Oluwafemiayo na Jos, ọ lụrụ nwoke na-eme egwuregwu paralympic, onye ya na ya nwere otu nwa.[2]
Ọrụ
dezieN'afọ 2012, Oluwafemiayo ritere ihe nrite ọlaọcha na 75kg nke ụmụ nwanyị na 2012 Summer Paralympicsna-emebi ihe ndekọ ụwa na usoro ahụ.[3] O nwetakwara ihe nrite ọla edo na asọmpi ndị na-ebuli ike nke do mba Uwa na 2017 na Mexico.[2] Otú ọ dị, a kwụsịtụrụ ya otu afọ ka e mesịrị maka imebi iwu mgbochi ọgwụ ọjọọ.[4]
N'afọ 2021, o ritere ihe nrite ọla edo na ihe omume ya na asọmpi ndi nebuli ike nke emere na Tbilisi, Georgia na 2021.[5][6] N'ihe omume a, o setịpụkwara ihe ndekọ ụwa ọhụrụ nke 152.5 kilogram.[7]
Edensibia
dezie- ↑ OLUWATEMLAYO Folashade. Retrieved on 2018-08-01.
- ↑ 2.0 2.1 Folashade competed at 2012 Paralympics with pregnancy – Husband. The Punch (9 December 2017). Retrieved on 2018-08-01. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "punch" defined multiple times with different content - ↑ Efe. "Nigerian breaks world record, but can’t get gold", Vanguard, 4 September 2012. Retrieved on 23 August 2019.
- ↑ Nigerian powerlifter suspended after Anti-Doping Rule Violation. Retrieved on 2018-08-01.
- ↑ "Tbilisi 2021: Folashade Oluwafemiayo smashes world record again", Paralympic.org, 3 December 2021. Retrieved on 3 December 2021.
- ↑ Pavitt. "Gu overcomes Paralympic champion to win gold at World Para Powerlifting Championships", InsideTheGames.biz, 3 December 2021. Retrieved on 3 December 2021.
- ↑ 2021 World Para Powerlifting Championships Results Book. Paralympic.org. Archived from the original on 24 December 2021. Retrieved on 24 December 2021.
Njikọ mpụga
dezie- Folashade Oluwafemiayo na Paralympic.org