Folashade Adefisayo
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba |
ọrụ ọ na-arụ | academic, commissioner |
onye were ọrụ | Lagos State Ministry of Education |
Ebe ọrụ | Lagos |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Folashade Adefisayo bụ onye na-enwe mmasị n'agụmaakwụkwọ na nkuzi, [1] ọ bụ ya bụ kọmishọna nke Lagos State Ministry of Education . [2] [3] [4]
Agụmakwụkwọ
dezieỌ gara mahadum nke Ibadan ebe ọ nwetara nzere bachelọ na Zoology . [1] Ka oge na-aga, ọ gara mahadum Lagos State ebe o nwetara akara ugo mmụta Master na Business Administration ma gaakwa mahadum Nottingham, bụ ebe ọ nwetara akara ugo mmụta masters ọzọ na Education. [1]
Ọrụ
dezieFolashade malitere ihe omume iji kwalite ụmụ akwụkwọ na Kọmputa Base Test (CBT), ka e nwechara ogologo oge mkpọchi COVID-19 na Lagos State, ihe omume a ga-akwalite ihe dị ka ụmụ akwụkwọ dị nde 1.5 n'ofe Lagos State na Nigeria. [5] O nyekwara iwu ka ebugoo ụmụ akwụkwọ Lagos gaa na klas ọzọ site n'ịtụle nwale ha(CA Test). [6]
Ndụ onwe onye
dezieFolashade bụ onye a mụrụ ma zụlite na Lagos na Ibadan nke Nigeria ; ọ bụ onye mbụ n'ime mmadụ ise a mụrụ n'ezinụlọ ya, ọ na-enwekwa mmasị ịgụ akwụkwọ na ime njem. [7]
Hụkwa
dezie- Executive Council nke Lagos State
Edensibịa
dezie- ↑ 1.0 1.1 1.2 Edugist Presents a Seasoned Academic, Folasade Adefisayo, to Proffer Ways to Revive and Strengthen Public Education in Nigeria (en-US). Edugist (2019-01-13). Retrieved on 2020-11-11.
- ↑ Lagos orders resumption of remaining classes in public, private schools (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2020-10-13). Archived from the original on 2020-10-20. Retrieved on 2020-11-11.
- ↑ Lagos is prepared for new normal in education —Adefisayo - (en-US). Vanguard News (2020-08-06). Retrieved on 2020-11-11.
- ↑ Folashade Adefisayo Archives | Premium Times Nigeria (en-GB). Retrieved on 2020-11-11.
- ↑ Lagos targets 1.5m students for CBT software empowerment (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2020-08-20). Archived from the original on 2020-09-26. Retrieved on 2020-11-11.
- ↑ Lagos to promote students to next classes using continuous assessments (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2020-08-14). Archived from the original on 2021-05-08. Retrieved on 2020-11-11.
- ↑ My dream is to go and watch athletes at the Olympics –Adefisayo (en-US). Punch Newspapers. Retrieved on 2020-11-11.