Folakunle Oshun
onye Najiria na-ahụ maka ihe nka na-ikpu ihe
Folakunle Oshun
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
Ebe ọmụmụ | Ibadan |
ọrụ ọ na-arụ | curator, art director |
ebe agụmakwụkwọ | University of Lagos |
Ebe obibi | Lagos |
nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Folakunle Oshun (a mụrụ ya n'afọ 1984 na Ibadan ) bụ onye Naijiria na-ese ihe n'oge a, onye na-akpụ ihe na onye nlekọta.[1] Ọ bụ onye guzobere na onye nduzi nke Lagos Biennal, otu nzukọ nke na-enye ụzọ maka mkparta ụka na mmepe nke nka Afrịka nke oge a.[2][3] E gosipụtara ọrụ Oshun n'ọtụtụ ihe ngosi obodo na mba ụwa.[4][5][6][7]
Folakunle Oshun | |
---|---|
Born | |
Nationality | Nigerian |
Education | |
Occupation | Visual artist, sculptor and curator |
Known for | Lagos Biennal, Potsdam Curator Award 2017 |
Website | Templeeti:URL |
Mmalite ndụ ya na agụmakwụkwọ ya
dezieA mụrụ Folakunle Oshun ma zụlite ya na Ibadan Oyo State, Nigeria . Ọ gara Mahadum nke Lagos, ebe ọ gụrụ B.A. na Fine Arts (2004 -2007) na M.A. na Akụkọ nka(2008-2012).[8][9][10]
Ihe ngosi
dezieOnye nlekọta ahọpụtara:
- Oge Afrique 2020 na France 2021
- Lee Pinakothek der Moderne a, Munich 2021.[11]
- Museum of Hope, Berliner Dom 2021[12][13][14]
- 'Olee otú iji naanị karama mmanya wuo ọdọ mmiri?' Lagos Biennial, Lagos (Nigeria) 2019.[15]
- Living on the Edge, Lagos Biennial, Lagos 2017.[16]
- Dak'art 2016[17] [nyocha dara ada]
Hụkwa ihe Ọzọ
dezie- Lemi Ghariokwu
- Ade Adekola
- Nengi Omuku
Edensibia
dezie- ↑ Pilot project Curators in Residence Potsdam (en-gb). State Capital Potsdam (2018-03-07). Retrieved on 2021-08-11.
- ↑ Lagos Biennial gets curators (en-US). Latest Nigeria News, Nigerian Newspapers, Politics (2019-02-19). Retrieved on 2021-08-12.
- ↑ LAGOS BIENNIAL (en). The Lagos Biennial. Archived from the original on 2021-08-12. Retrieved on 2021-08-11.
- ↑ Oshun, Folakunle (en). www.goethe.de. Retrieved on 2021-08-11.
- ↑ Editors (2019-11-01). “How to Build a Lagoon with Just a Bottle of Wine”: A Review of Lagos Biennial 2019 | By Kovie Parker (en-US). The Sole Adventurer. Retrieved on 2021-08-11.
- ↑ Folakunle Oshun | People - ZK/U Berlin (en). www.zku-berlin.org. Retrieved on 2021-08-11.
- ↑ Mitter. "Lagos, City of Hustle, Builds an Art ‘Ecosystem’", The New York Times, 2019-02-08. Retrieved on 2021-08-12. (in en-US)
- ↑ Olaniyan (2019-02-18). Ask the Curator: Folakunle Oshun (en-US). Omenka Online. Archived from the original on 2021-08-12. Retrieved on 2021-08-11.
- ↑ FOLAKUNLE OSHUN. chinafrika.org. Retrieved on 11 August 2021.
- ↑ LABAF 2017 kicks off tomorrow with BookTrek (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2017-11-05). Archived from the original on 2021-08-12. Retrieved on 2021-08-11.
- ↑ ZEIT ONLINE | Lesen Sie zeit.de mit Werbung oder im PUR-Abo. Sie haben die Wahl.. www.zeit.de. Archived from the original on 2021-08-12. Retrieved on 2021-08-12.
- ↑ altafrica10 (2021-07-23). Berlin: Folakunle Oshun presents Museum of Hope (en-US). Bespoke ARTS Guide. Retrieved on 2021-08-11.
- ↑ Der nigerianische Künstler Folakunle Oshun (de). www.rbb-online.de. Retrieved on 2021-08-11.
- ↑ Museum of Hope | Berliner Dom. www.berlinerdom.de. Archived from the original on 2021-08-12. Retrieved on 2021-08-11.
- ↑ Lagos Biennial 2019: Stories from Africa’s most Populous City (en). ocula.com (2021-08-12). Retrieved on 2021-08-12.
- ↑ Life in Lagos imitates art as squatters evicted for biennial exhibition (en). the Guardian (2017-10-26). Retrieved on 2021-08-12.
- ↑ Welle (www.dw.com). Dak'Art 2016 presents rich variety of contemporary African art | DW | 06.05.2016 (en-GB). DW.COM. Retrieved on 2021-08-12.