Focus...
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
Aha ọmụmụ | Bernard Edwards Jr. |
aha pseudonym | Focus... |
ụbọchị ọmụmụ ya | 20. century |
Ebe ọmụmụ | Manhattan |
Ńnà | Bernard Edwards |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-emeputa ihe ndeko, odee egwu, rapper, onye na-abụ abụ |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1999 |
ngwa egwu | bass guitar, Jita, olu egwụ |
ụdị | egwu hip hop |
akara ndekọ | Aftermath Entertainment |
Bernard Edwards Jr. (amụrụ na Nọvemba 6, 1972), nke a maara dị ka Focus..., bụ ónyé America na-emepụta egwu si New York City.[1] O nwetara nnukwu nkwado na ụlọ ọrụ egwu mgbè ọ bịanyere áká na Dr. Dre's Aftermath Entertainment, na 2002. Kemgbe ahụ, o mepụtara egwu màkà ọtụtụ ndị omenkà ama ama, gụnyere Dr. Dre, Eminem, Kendrick Lamar, Snoop Dogg, Rick Ross, John Legend, The Game, Ice Cube, Busta Rhymes, Fabolous, 50 Cent, Schoolboy Q, Joe, Christina Aguilera, Jennifer Lopez, Beyoncé, Lil Wayne, Ameriie, Christina Millian, Mac Dre, Marsha Ambrosius na ndị ọzọ.[2]
Ndụ na ọrụ
dezieFocus... bụ nwa nwoke nké Bernard Edwards nwụrụ anwụ, ónyé guzobere disko na R&B band Chic.[2] A mụrụ ya na Manhattan, New York City, ma zụlite ya na Tri-State Region.[2] Edwards Jr. na-eto nna ya màkà ịhụnanya ya maka mmepụta nke egwu, nke ọ mepụtara site na nwata, na-aga ọtụtụ oge studio na nna ya.[2]
Edensibia
dezie- ↑ Focus – artist. rateyourmusic.com. Sonemic, Inc.. Retrieved on November 29, 2019.
- ↑ 2.0 2.1 2.2 2.3 "a.Fam MySpace"