Florence Ajayi
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
aha enyereFlorence Dezie
aha ezinụlọ yaAjayi Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya28 Eprel 1977 Dezie
Ebe ọmụmụAkure Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Yoruba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheonye na-agbachitere Dezie
Ụcha ime anyaagba aja aja Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
ụdị egwuregwufootbọl Dezie
so na2008 Summer Olympics, 2000 Summer Olympics Dezie

Florence Kikelomo Ajayi Audio  bụ onye na - agbachitere Naịjirịa eguregwu bọọlụ, [1] na-agbakwa bọọlụ ugbu a na Dínamo Guadalajara na ngalaba nke abụọ nke Spanish. [2]

Ọrụ

dezie

Ajayi bidoro ọrụ ya na Nigerian Championship maka Koko Queens, Rivers Angels, Jagede Babes na Pelican Stars. Mgbe ọ gbachara 1999 World Cup ọ bịanyere aka na 1.FFC Niederkirchen na German Bundesliga, ebe ọ nọrọ oge abụọ. Mgbe ọ laghachiri Naịjirịa, ọ gbara bọọlụ maka ndị uwe ojii na Bayelsa Queen ruo n’afọ 2008 mgbe ọ kwagara na Tianjin Teda nke Chinese Super Leaguena otu ndị Super League . Na 2010, ọ laghachiri na European leagues mgbe otu afọ gachara, nọrọkwa na-egwuri egwu na-aga nke ọma maka Krka Novo Mesto na Slovenia, Pogoń Szczecin na Poland na Dínamo Guadalajara na ọkwa nke Spanish abụọ. [3] [4] [5]

International

dezie

Dika otu onye n'ime ndi Nigerian national team, onwetara mmeri ise na African Championship site n’agbata 1998 na 2006, ma sorokwa na 1999 na 2003 World Cups [6] na 2000 na 2008 [7] Summer Olympics. Ọ jere ozi dị ka onyeisi ndị otu egwuregwu umunwanyị nke Nigeria . [8]

Ihe odide ala ala peeji

dezie
  • A–1 FIFA World Cup (including qualifications) and Olympics matches only.

Ntughari

dezie