Fisayo Akinade
Fisayo Akinade
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Obodoézè Nà Ofú |
aha enyere | Fisayo |
aha ezinụlọ ya | Akinadé |
ụbọchị ọmụmụ ya | 28 Disemba 1987 |
Ebe ọmụmụ | Liverpool |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | omee, omee ihe nkiri |
ebe agụmakwụkwọ | Central School of Speech and Drama |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2011 |
Fisayo Akinade | |
---|---|
Born | Liverpool, England | 28 Disemba 1987
Education | Royal Central School of Speech and Drama |
Occupation | Actor |
Years active | 2011–present |
Fisayo Akinade (amuru 28 Disemba 1987) bu onye omekorita Britain, mara amara maka oru ya dika Dean Monroe na Cucumber na Banana na Channel 4 na Mr. Ajayi na usoro Netflix ama ama Heartstopper, yana oru ya na ihe nkiri.
A mụrụ Akinade na Liverpool. Ọ nọrọ afọ anọ n'oge ọ bụ nwata na Naịjirịa tupu ọ laghachi UK ebe ọ tolitere na Fallowfield na Moss Side nke Manchester.[1]
- ↑ 11 questions with the cast of Barbarians – Fisayo Akinade. Young Vic (10 December 2015). Retrieved on 23 April 2022.