Fio Fio
ose kpalakwukwu na-esi ísì ụtọ, pụrụ iche nye ndị Enugu steeti Nigeria
Fio Fio
nwere ojiji | nutrition |
---|---|
kọntinent | Eluàlà |
mba/obodo | Naijiria |
ụmụ amaala ka | Ndị Igbo |
ebe | Enúgwu |
Fio Fio bụ ofe Naịjirịa pụrụ iche na mpaghara ndịda ọwụwa anyanwụ, a na-eme ofe guinea pea na cocoyam dị ka isi ihe.[1]
Guinea pea soup bụ nri dị ụtọ nke a ma ama na steeti Enugu.[2]
Ihe ndị ọzọ a na-etinye n'ime fio fio gụnyere akwụkwọ na-esi ísì ụtọ, crayfish, mmanụ nkwụ na Ugba. A na-esi nri Guinea pea ruo mgbe ọ dị nro ma sie ya n'akụkụ achicha (coyam paste).[2]
Ebenside
dezie- ↑ Onyeakagbu (2021-05-10). Fio Fio: How to prepare this spicy traditional Enugu dish (en). Pulse Nigeria. Retrieved on 2022-06-28.
- ↑ 2.0 2.1 How To Make Achicha And Fio-Fio (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2021-08-29). Retrieved on 2022-06-28.