Feyisetan Fayose
Feyisetan Fayose
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Jenụwarị 1964 |
Ebe ọmụmụ | Naijiria |
Dị/nwunye | Ayo Fayose |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Feyisetan Fayose onye bụbu nwunye onye isi ala nke steeti Ekiti na nwunye Ayo Fayose [1] [2] . Ọ bụkwa onye na-enyere ndị mmadụ aka na onye na-akwado ya [3] .
Feyisetan Fayose amụrụ ya na Jenụwarị 8, afọ 1964. Ọ burukwa onye isi ndi isi ochichi nke ndi isi ndi oru nta akuko nke steeti Ekiti. [4]
Ebe m si nwete
dezie- ↑ Ekiti First Lady warns against indiscriminate sex. Pulse Ng. Archived from the original on December 2, 2016. Retrieved on December 20, 2016.
- ↑ Wife of Gov. Fayose speaks on sex. News Agency of Nigeria. Archived from the original on December 13, 2016. Retrieved on December 20, 2016.
- ↑ FEYISETAN: The soothsayer, succour provider in Ekiti Govt House. Retrieved on December 20, 2016.
- ↑ Feyisetan Fayose Becomes NAWOJ Partroness. Ekiti State Government. Archived from the original on February 4, 2017. Retrieved on December 20, 2016.