Femi Kuti (album)

Femi Kuti (album)
Album
ndị sotereShoki Shoki Dezie
ụdịAfrobeat Dezie
onye na-eme ihe nkiriFemi Kuti Dezie
akara ndekọTabu Dezie
afọ/ụbọchị mbipụta1995 Dezie

Àtụ:Album ratingsFemi Kuti bụ ọba egwu nke atọ nke onye egwu Naijiria Femi Kuti wepụtara na 1995. E wepụtara ya na label Tabu Records nke Motown.[1]  Album ahụ webatara Femi Kuti na afrobeat nye ndị na-ege ntị na mba ụwa.[1]

Ihe Nketa dezie

E tinyere abọm ahụ n'akwụkwọ 1001 Albums You Must Hear Before You Die . 1001 Abọm Ị Ga-anụ Tupu Ị Anwụ[2]

Ndepụta egwu dezie

Abụ niile Femi Kuti dere. Abụ niile Andy Lyden na Femi Anikulapo Kuti mepụtara.

Hụkwa zie dezie

Edensibia dezie

  1. Femi Kuti. tropical-music.com. Retrieved on 2016-04-06.
  2. Robert Dimery (23 March 2010). 1001 Albums You Must Hear Before You Die: Revised and Updated Edition. Universe. ISBN 978-0-7893-2074-2. 

Àtụ:Femi Kuti