Felicia Eze
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha enyereFelicia Dezie
aha ezinụlọ yaEze Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya27 Septemba 1974 Dezie
Ebe ọmụmụAnambara Steeti Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya31 Jenụwarị 2012 Dezie
Ebe ọ nwụrụAnambara Steeti Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa, Asụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
ụdị egwuregwufootbọl Dezie
so na2004 Summer Olympics Dezie

Felicia Eze Audio  amụru na 27 Septemba afọ 1974 ruọ 31 Jenụwarị afọ 2012) [1] bụ onye egwuregwu bọọlụ Naijiria. Ọ zọrọ asọmpi Naịjirịa na asọmpi Olympics nke afọ 2004 . [2] Eze nwụrụ na 31 Jenụwarị afọ 2012 na Anambra Steeti ka ọ rịachara obere ọrịa, ọ dị afọ iri atọ na asaa. [3]

Hụ kwa

dezie
  • Bọọlụ na 2004 Summer Olympics

Ebe m si nwete

dezie
  1. NFF mourns Eze, condoles Egyptian FA. kickoff.com. Archived from the original on 17 June 2016. Retrieved on 7 February 2012.
  2. Felicia Eze Olympic Results. sports-reference.com. Retrieved on 7 February 2012.
  3. Super Falcons Star Dies. vanguardngr.com. Retrieved on 7 February 2012.