Fatou Bensouda
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | The Gambia |
aha n'asụsụ obodo | Fatou Bensouda |
aha enyere | Fatou |
aha ezinụlọ ya | Bensouda |
ụbọchị ọmụmụ ya | 31 Jenụwarị 1961 |
Ebe ọmụmụ | Banjul |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, diplomat, onye ọka iwu |
onye were ọrụ | Mba Ndị Dị n'Otu, International Criminal Court |
Ọkwá o ji | Prosecutor of the International Criminal Court |
ebe agụmakwụkwọ | Obafemi Awolowo University, International Maritime Law Institute, Nigerian Law School |
okpukpere chi/echiche ụwa | Okpukpere Alakụba |
Ihe nrite | Order of the Republic of The Gambia, honorary doctorate of the Vrije Universiteit Brussel, BBC 100 Women |
Fatou Bom Bensouda nee Nyang (amụrụ ya n' abali 31 na Ọnwa mbụ 1961). Ọ bu onye Ọka-Ikpe Gambia, Onye Ndụmọdụ ikpeazụ Yahya Jammeh, Ọ bu onye Ọka-Ikpe, onye mkpegbu na onye ndụmọdụ Iwu nke mba ụwa.
Fatou Bensouda | |
---|---|
Múrú | Banju, Gambia | 31 Jenụwarị 1961
Orü | Onye okpe ikpe |
Ọbụrụla onye Isi nke mkpegbu n'ụlọ ịkpe nke mba ụwa, si te na ọnwa isii, na-afo puku abụọ n' iri na abụọ, mgbe ọrụchara ọrụ dịka onye n' esota onye mkpegbu n' ụlọ ịkpe mba ụwa.{{en}} Ọ chiala dika Onye Ndụmọdụ n' Iwu n' onye Ọka-Ikpe n'otu Ikpe nke mba Rụwanda.
Mmalite ndụ na-agụm akwụkwọ ya
dezieA mụrụ ya n' abali 31 n' Ọnwa mbụ 1961 na Banjul (a maara dika Bathurst) na mba Gambia. Bensouda bụ nwa nwanyi nke Maazi Omar Gaye Nyang, onye na-akwali Igba Mgba. Ọ gụrụ akwụkwọ nke Primari na Sekọndri na mba Gambia tupu Ọ gawa mba Naijiria ebe ọ gụrụ Ọka-Ikpe Ikpe na Mahadum nke di na IFE na-afọ 1986. Na-afọ nke ọzọ, onwetara asambodo na Barrista-nke-Law (BL) na Naijiria Law School. O mechara bụrụ onye ọkachamara nke mbụ na maritime law nke mba Gana mgbe onwetachara Master of laws n'International Maritime Law Institute nke di na mba Malta.[1]
Bensouda lụrụ onye azumahia nke Gambian–Moroccan a na-akpo Phillip Bensouda,[2] Ha nwere ụmụ ato, otu onye bụ nke ha nakweere.
Oru na'ochichi Yahya Jammeh
dezieFatou Bensouda played a central role in the early years of the Gambian Yahya Jammeh putschist regime, being chosen as his legal adviser after his 1994 putsch, before becoming his Minister in 1998 and "being sacked" in 2000.[3] Jammeh's rule has been recurrently denounced for its disrespect of human rights, being considered as one of the "worst dictatorships in the world".[4][5]
References
dezie- ↑ Perfect, David (2016). Historical Dictionary of The Gambia. Rowman & Littlefield Publishers, 59–. ISBN 978-1-4422-6526-4.
- ↑ "The Essence of Fatou Bensouda", Nairobi Sun. Retrieved on 8 December 2014.
- ↑ Africa's Fatou Bensouda is new ICC chief prosecutor - BBC News (en-GB).
- ↑ President Yahya Jammeh: The Worst Dictator You've Never Heard Of.
- ↑ Gambia's president tells gays: 'Do it here I will slit your throat'.