Fatima Massaquoi
onye nkuzi ọsụ ụzọ na Liberia
Fatima Massaquoi
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Liberia |
aha enyere | Fatima |
aha ezinụlọ ya | Massaquoi |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1904, 25 Disemba 1911 |
Ebe ọmụmụ | Gendema |
Ụbọchị ọnwụ ya | 26 Novemba 1978 |
Ebe ọ nwụrụ | Monrovia |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, German, French language, Asụsụ Vai, Asụsụ Mende |
ọrụ ọ na-arụ | university teacher |
onye were ọrụ | University of Liberia |
ebe agụmakwụkwọ | Helene-Lange-Gymnasium, University of Hamburg, Fisk University, Lane College |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1946 |
Ihe nrite | Commander's Cross of the Order of Merit of the Federal Republic of Germany |
Fatima Massaquoi-Fahnbulleh (Ọmụmụ: 1912 – Ọnwụ: 1978) bụ onye nkuzi nke so na ndi kwalitere ikuzi ihe na obodo Liberia. Mgbe ọguchara akwụkwụ na obodo Amerika, nwa ada nkea pụrụ iche lọtara obodo ya Liberia na afọ 1946 bido kwalitebe omenala na mmerikọta ndu nke ndi ime obodo ya.
Fatima Massaquoi | |
---|---|
Múrú | Gendema |
25 Disemba 1912
Nwürü | 26 Novemba 1978 Monrovia | (aged 65)
Orü | Onye Nkuzi |
Ihe Nkwalite
dezie