Faiza Abou el-Naga
Faiza Abou el-Naga
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Egypt |
aha enyere | Fayza |
aha ezinụlọ ya | Abou |
ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Novemba 1951 |
Ebe ọmụmụ | Port Said |
Asụsụ obodo | Egyptian Arabic |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Egyptian Arabic |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
onye were ọrụ | Mba Ndị Dị n'Otu, Ministry of Foreign Affairs of Egypt |
ebe agụmakwụkwọ | Institut international d'administration publique, University of Geneva |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | National Democratic Party |
Faiza Abou el-Naga bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Egypt nke jere ozi dị ka onye minista na-ahụ maka atụmatụ na mmekorita mba ụwa nke Egypt n'oge Mubarak na oge mgbanwe. Onye isi ala Abdel Fattah El Sisi họpụtara ya ka ọ bụrụ onye ndụmọdụ nchekwa obodo Egypt.
Ọrụ na ihe omume
dezieAbou el-Naga bụ onye minista na-ahụ maka atụmatụ na imekọ ihe ọnụ mba ụwa n'ime kabinet nke Ahmed Nazif duziri. [1] O jigidere ọkwá ya na kọbọd ndị bu ụzọ. Ọ bụ onye otu National Democratic Party ma jee ozi na odeakwụkwọ iwu ya. [1]
A kọrọ na Naga bụ onye bụ isi kpalitere ihe emere na 6 February 2012 [2] [3] iji bo ndị otu 43 nke ndị na-abụghị ndị gọọmentị na Egypt ebubo na ha na-arụ ọrụ na-enweghị ikike achọrọ, mkpebi nke kpasuru mmekọrịta ya na ndị isi obodo. United States . [4]
Edensibia
dezie- ↑ 1.0 1.1 Gamal Essam El Din (29 September – 5 October 2005). "Reshuffle postponed". Al Ahram Weekly 762. Retrieved on 14 April 2014.
- ↑ Ernesto Londoño. "Architect of Egypt's NGO crackdown is Mubarak holdover", Washington Post, 7 February 2012. Retrieved on 14 April 2014.
- ↑ Egyptian minister's remarks stoke tensions with U.S. (15 February 2012). Retrieved on 14 April 2014.
- ↑ Patrick Werr (26 January 2012). U.S. outrage as Egypt bars Americans from leaving. Reuters. Retrieved on 14 April 2014.