Esther Agbarakwe
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Esther |
ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Julaị 1985 |
Ebe ọmụmụ | Calabar |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | activist, climate activist |
ebe agụmakwụkwọ | University of Calabar, The Robert Gordon University, University of Massachusetts Dartmouth |
so na | Earth Charter |
ebe | Calabar |
Ihe nrite | LEAP Africa |
Esther Kelechi Agbarakwe Audio bụ otu n'ime ṅdị na-akwalite ma na-ezisa ozi ihe gbasara ihu igwe n' ala Naijirịa amara maka mmeri ya na LEAP Africa nke asaa; Emume a na-eme kwa afọ ịji kwadoo ndị ntorobịa na-agbali n'ọchịchị na ngalaba dị icheiche n'afọ 2010. [1] [2]
Esther Agbarakwe | |
---|---|
Born | Esther Kelechi Agbarakwe 21 Julaị 1985 Calabar, Nigeria |
Education | University of Calabar Robert Gordon University |
Occupation | Climate Change Activist Public Servant |
Agụmakwụkwọ
dezieAgbarakwe gụrụ Chemistry na Mahadum Calabar . [3] Ọ na - aguzi Master ugbu a na Mmekọ Nkwukọrịta nke Ọha na Mahadum Robert Gordon . [4]
Ọrụ
dezieAgbarakwe chọpụtara ọgbakọ ndị 'Nigeria Climate Coalition [5] ma jee ozi dị ka onye isi oche nke General Assembly ndị ActionAid Nigeria . [6] Ọ bụ otu n'ime ụmụ Youngers anọ ahọrọla isonye na-arụmaka ndị Elders + Youngers tupu nzukọ Rio + 20. [7] O jeela ozi dị ka onye na - ahụ maka nkwado mba ụwa na Population Action International . [8] Agbarakwe sonyere na nzukọ Mịnịsta ndọrọ ọchịchị nke High-Level Political Forum (HLPF) na Sustainable Development. [9] Ọ rụrụ ọrụ dịka onye ndụmọdụ gwara Amina J. Mohammed n’afọ 2015 mgbe ọ bụ Mịnịsta na-ahụ maka Gburugburu ala Naịjirịa. [10] Agbarakwe na-arụ ọrụ ugbu a na Climate na SDG Action Office nke Secretary General Envoy on Youth . [11]
Onyinye
dezieN'afọ 2009, Agbarakwe nwetara ihe nrita nke Dekeyser & Friends Foundation na Germany. [12] N’afọ 2010, Agbarakwe meriri na LEAP Africa 7th Annual Leadership Awards. [2] Ahọputara ya na 2010 dika otu n'ime ndị Women Deliver100 Young Leaders bịa bụrụ otu n'ime ndị Commonwealth Youth Climate Fellow na November 2010. Ahoputara Agbarakwe maka Future Awards maka ime ọfụma na mgbasa ozi na 2011/2012 wee bụrụ onye otu Atlas Corps na Septemba 2012. N’afọ 2017 na Barcelona, e nyere Agbarakwe akara Crans Montana nke Ndị isi Ọhụụ nke Echi maka ọtụtụ ọ rụzuru n’ọchịchị. [13]
Mgbalị ya maka mgbasa ozi Mgbanwe Ihu Igwe
dezieN'afọ 2012, Agbarakwe sonyere na arụmụka kwadoro na UNICEF banyere Mgbanwe ihu igwe ebe ọ na-akwado maka ikike ndị ntorobịa nwere ike itinye olu ha na mkparịta ụka ahụ. [14] N'afọ 2015, o sonyere na mkparịta ụka nke ndi Guardian banyere ụzọ iji nwee ike ikwusara ụzọ mgbanwe ihu igwe ike. [15] N'akụkụ nke nnọkọ nke ọgbakọ nke United Nations General Assembly, Agbarakwe na ndị ọrụ mgbanwe ihu igwe nke Nigeria dịka Hamzat Lawal, zutere Onye isi ala Nigeria, Muhammadu Buhari ebe ha mere ikpe maka uru ndị na-eto eto na-eweta na mkparịta ụka ahụ. [16]
Ṅrụtụaka
dezie- ↑ CEC National Activator Wins Nigerian Youth Leadership Award (en) (2010-11-26).
- ↑ 2.0 2.1 Meet the Young Woman Passionately Spreading the Word on Climate Change in Nigeria – Environmental Sustainability Advocate, Esther Agbarakwe (en-US) (2011-02-28).
- ↑ SustyVibes (2016-06-27). Susty Person of the Week: Esther Agbarakwe (en-US).
- ↑ Esther Kelechi Agbarakwe | Robert Gordon University, Aberdeen | RGU | Aberdeen Business School (en).
- ↑ Innocenti, UNICEF Office of Research-. Videos - Climate Change and Children - Trailer (en).
- ↑ Esther Agbarakwe (en-US). Archived from the original on 2019-09-29. Retrieved on 2019-09-29.
- ↑ Meet the Youngers: Esther (en).
- ↑ Esther Agbarakwe (en).
- ↑ Youth speaking out about the future they want during UN High-level political forum on sustainable development (en-US).
- ↑ Ex-minister to be sworn in as Deputy UN Secretary General today (en-US).
- ↑ Martin. UN SG launches #Youth2030 strategy (en-US).
- ↑ TechHerNG (2015-12-02). Esther Agbarakwe: Esther Climate (en-US).
- ↑ Simire (2017-07-06). Agbarakwe, others bag Crans Montana youth governance award (en-us).
- ↑ Climate change heats up threats to children. Archived from the original on 2019-09-29. Retrieved on 2019-09-29.
- ↑ "15 ways to powerfully communicate climate change solutions".
- ↑ Buhari Meets Nigerian Youths in New York over Climate Change.