Amina J. Mohammed

Onye nnọchi anya Naijiria-British na osote odeakwụkwọ ukwu nke United Nations
Amina J. Mohammed
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereAmina, Jane Dezie
aha ezinụlọ yaMohammed Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya27 Jụn 1961 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Gombe Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
onye were ọrụMba Ndị Dị n'Otu, Columbia University Dezie
Ọkwá o jiDeputy Secretary-General of the United Nations, Minister of Environment Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Reading Dezie
affiliation stringMinistry of Environment of Nigeria, United Nations Dezie
okpukpere chi/echiche ụwaOkpukpere Alakụba Dezie
so naWorld Economic Forum Annual Meeting 2016, IMF 2019 Annual Meetings Dezie
Onye òtù nkeAmerican Academy of Arts and Sciences Dezie
Ihe nriteBBC 100 Women Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Amina Jane[1] Mohammed GCON (amụrụ ụbọchị iri abụọ na asaa na ọnwa nke isii na afọ nari iri itoolu iri isii na otu)bụ onye Naijiria-British na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na-eje ozi dị ka osote odeakwụkwọ ukwu nke ise nke United Nations.[2] N'oge gara aga, ọ bụ Minista Naijiria nke Gburugburu Ebe Obibi site na afọ puku abụọ iri na isee ruo afọ puku abụọ iri na isii ma bụrụ onye ọkpụkpọ na usoro Agenda Mmepe Post-2015.[3]

A mụrụ Amina Jane Mohammed na Liverpool, England, ụbọchị iri abụọ na asaa nke ọnwa isii na afọ nari iri itoolu iri isii na otu n'aka onye isi anụmanụ nke Naijiria nke Hausa-Fulani na onye nọọsụ Britain.[4] Ọ bụ nwa mbụ n'ime ụmụ nwanyị ise.[5]

Amina J. Mohammed gara ụlọ akwụkwọ praịmarị na Kaduna na Maiduguri na Naịjirịa na Buchan School na Isle of Man .[6] Ọ gara Henley Management College n'afọ 1989. Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ ya, nna ya chọrọ ka ọ laghachi Naịjirịa.[7]

  1. UN Framework Convention on Climate Change - Participants. United Nations (2 May 2017). Retrieved on 30 September 2018.
  2. FULL LIST: Okonjo-Iweala, Abba Kyari... FG nominates 437 persons for national honours (en-US). TheCable (2022-10-02). Retrieved on 2022-10-11.
  3. Oak TV. "Amina J. Mohammed resumes at the Federal Ministry of Environment as Minister", oak.tv. Retrieved on 27 February 2017.
  4. Sustainable Development Solutions Network | Amina Mohammed. unsdsn.org. Archived from the original on 15 December 2016. Retrieved on 8 December 2016.
  5. Mark Seddon. "'Why is she here?': the Nigerian herder's daughter who became UN deputy chief", The Guardian, May 26, 2017. Retrieved on October 18, 2017.
  6. Hester Lacey (December 7, 2017), Amina J Mohammed on Nigeria, leadership and the UN Financial Times.
  7. Mark Seddon. "'Why is she here?': the Nigerian herder's daughter who became UN deputy chief", The Guardian, May 26, 2017. Retrieved on October 18, 2017.