Essozimna Marguerite Gnakade
Essozimna Marguerite Gnakade
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
aha enyere | Essozimna |
Dị/nwunye | Ernest Gnassingbé |
ọrụ ọ na-arụ | civil servant |
Ọkwá o ji | Minister of the Armed Forces |
Essozimna Marguerite Gnakade bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Togolese. N'abalị mbụ n'ọnwa Ọktoba n'afọ 2020, a họpụtara ya ka ọ bụrụ minista na-ahụ maka nchekwa na mba Togo, nwanyị mbụ nwere ọrụ ahụ.[1]
Gnadake enweghị ahụmịhe agha gara aga. Ọ bụ nwunye Ernest Gnassingbé, nwanne nwoke nwụrụ anwụ nke onye isi ala mba Togo Faure Gnassingbe.[2][3]
Ebesidee
dezie- ↑ "Togo names new government with record number of women ministers", Reuters, 2 October 2020. Retrieved on 16 February 2021.
- ↑ Togo: Faure Gnassingbé confirme que l'armée togolaise est la propriété privée des Gnassingbé payée par le contribuable !. 27april.com (2 October 2020). Retrieved on 16 February 2021.
- ↑ Dwayne Wong (Omowale) (30 November 2020). Togo's First Female Prime Minister Does Not Erase the Oppression Togolese Women Endure. dwomowale.medium.com. Retrieved on 16 February 2021.