Erykah Badu

Ónyé na-abụ abụ neo-soul
Erykah Badu
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
aha n'asụsụ obodoErica Wright Dezie
Aha ọmụmụErica Abi Wright Dezie
Aha enyereErica, Abi Dezie
aha ezinụlọ yaWright Dezie
aha pseudonymErykah Badu Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya26 Febụwarị 1971 Dezie
Ebe ọmụmụDallas Dezie
nwaSeven Sirius Benjamin, Puma Sabti Curry Dezie
Asụsụ obodoBekee Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
ụdị ọrụ yaÁbu, na-ede Dezie
ebe agụmakwụkwọGrambling State University, Booker T. Washington High School for the Performing and Visual Arts Dezie
Ebe obibiDallas Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)1994 Dezie
lifestyleveganism Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
diskografiErykah Badu discography Dezie
Ọrụ ama amaBadu Pussy Dezie
ụdịsoul music, neo soul Dezie
ahọpụtara makaGrammy Award for Best New Artist Dezie
webụsaịtịhttp://erykah-badu.com Dezie

Erica Abi Wright (múrú ya an Önwa abụọ 26, 1971), Erykah Badu búrú ihe madu ya na nke ofuma (/ˈɛrɨkə bɑːˈduː/ bu ọtụ ha si é kú ya), bu onye America na doté egwu, na onye né dozi egwu na oméka. Orü ya mékotàrà ihe R&B, Hip Hop na Jazz. Madu màrà ya ofuma maka ihe ó mere maka egwu neo soul, na otú o shi ná kpa agwà di íche, egwu ihe nche na aka nka ya. Madu si nwanyi á bu "First Lady of Neo-Soul" ("Nwanyi Ishi Neo-Soul") mana "Queen of Neo Soul" ("Ezenwanyi Neo Soul".)

Badu ná a gba 2004 MTV Video Music Awards

Na ishi mgbe ó né bído Í kwu egwu, Í weríkí ma Badu maka nkechi ishi na cha ichíche o né tí mgbeowula. Madu si otu ó shi né dozi egwu ya di kà Billie Holiday. Ö di na etítì ọtú Soulquarians mgbe mbu, na o mere oméka na ime enyo iche di ka Blues Brothers 2000, The Cider House Rules, na House of D, o mèkwàrà enyo ihe nche Before the Music Dies.