Epule Jeffrey
ụdịekere | nwoke |
---|---|
aha ezinụlọ ya | Jeffrey |
ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Novemba 1983 |
Ebe ọmụmụ | Buea |
ọrụ ọ na-arụ | omee |
Epule Jeffrey Ewusi (a mụrụ na 6 Nọvemba 1983) bụ onye Cameroon na-eme ihe nkiri nke a maara maka ihe nkiri dịka Breach of Trust, Red Pink Poison (2013), Decoded(2013) na Royal destination nke gosipụtara Tonto Dikeh na Emeka Ike.[1] O meela ihe nkiri ihe karịrị iri atọ na ise.[2] N'afọ 2012, a họpụtara ya ma merie Cameroon Entertainment Award dịka nwoke kachasị mma na-eme ihe nkiri na 2012 DAMA kacha mma maka ihe nkiri Decoded .[3]
Mmalite ndụ
dezieA mụrụ Epule Jeffrey Ewusi na Buea South west Region nke Cameroon. Ọ bụ onye Bakosian site n'ebo, ọ gara ụlọ akwụkwọ praịmarị PNEU na Bamenda, Bilingual Grammar School (Lycee) Molyko na Buea wee nweta iwu na Public Law n'afọ 2006 na Mahadum Yaounde II.[4]
Ọrụ ime ihe nkiri
dezieJeffrey, anọwo na-eme ihe nkiri kemgbe afọ 2012 ruo ugbu a. Na-egosi na ihe karịrị ihe nkiri 35 na Cinema nke Cameroon na Nollywood na Naịjirịa.[5] Ọ pụtara na usoro telivishọn a na-akpọ Zamba, nke a na-egosi na Cameroon Radio Television (CRTV).[6][7]
Ihe nkiri
dezieTempleeti:Col-beginTempleeti:Col-3
- Breach of Trust
- Whisper (2013)
- Decoded )(2013)
- Royal destination )[8]
Onyinye
dezie2012 Cameroon Entertainment Awards Templeeti:Awards table |- | style="text-align:center;" rowspan="2"| 2012 | rowspan="2"|(DECODED) | Best Actor | style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie Templeeti:End
Year | Nominee / work | Award | Result |
---|---|---|---|
2012 | (DECODED) | Best Actor | Won |
Hụkwa
dezie- Ndepụta nke ndị na-eme ihe nkiri Cameroon
- Ihe nkiri nke Cameroon
Edemsibịa
dezie- ↑ "EPULE JEFFREY". Retrieved on 2 July 2017.
- ↑ "ACTOR EPULE JEFFREY IS REVEALED AS A BRAND AMBASSADOR FOR ONELLA SHOPPING", 4 January 2017. Retrieved on 2 July 2017.
- ↑ Discover JEFFERY EPULE: Cameroon Movie Leading Man. www.pulse.ng (2 December 2013). Retrieved on 2 July 2017.
- ↑ Epule Jeffery. aabertrand.wixsite.com. Retrieved on 2 July 2017.
- ↑ Jeff Epule features in a Nollywood movie. www.cameroonweb.com. Archived from the original on 29 July 2017. Retrieved on 2 July 2017.
- ↑ RELEASE OF THE SAMBA TV SERIES' TRAILER (5 November 2016). Archived from the original on 29 July 2017. Retrieved on 2 July 2017.
- ↑ Omega1 Entertainment Raises The Bar With ‘Samba’. Retrieved on 2 July 2017.
- ↑ "Cameroon's A-list actor Epule Jeffry, Alias "Jeff Jazzy" reveals himself. empowersuccessinafrica.blogspot.com. Retrieved on 3 July 2017.