Emem Inwang
Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri |
---|---|
ụdịekere | nwanyị |
mba o sị | Naijiria |
Aha ọmụmụ | Emem Inwang |
aha enyere | Emem |
Dị/nwunye | Moses Inwang |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | omee, model |
ụdị ọrụ ya | theater arts |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2011 |
okpukpere chi/echiche ụwa | Catholicism |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ihe nkiri | Unroyal |
Ihe nrite | Nollywood Movies Awards |
ahọpụtara maka | Best of Nollywood Awards |
nnọchiaha nkeonwe | L484, L305214 |
Emem Inwang AUDIO bụ onye na'ime ihe nkiri na Naịjirịa. [1] Ọ bụbu Emem Udonquak. [2] Na Ọktoba 18, 2014 ọ meriri 2014 Nollywood Movies Awards (mbipụta nke atọ) maka onye na-eme ihe nkiri kacha mma na ọrụ nkwado na ihe nkiri Itoro . [3] Emere mmemme a na Intercontinental Hotel, Lagos. [4]
Akụkọ ndụ
dezieEmen Inwang bụ onye na-eme ihe nkiri na onye nlere anya na steeti Awka Ibom. Ọ na-eme ncheta ọmụmụ ya na Septemba 8, nke afọ ọ bụla. [5] Na Eprel 5th, 2014 Emem lụrụ Moses Inwang, [1] onye ntụzi ihe nkiri na onye nrụpụta ihe nkiri Naijiria. [2] Ha mụrụ nwa mbụ ha na 2015 [6] [7] ma nwee ụmụ abụọ ugbu a. [8]
Ọrụ
dezieEmem bụ ihe nlereanya wee bụrụ onye ama ama mgbe e chiri ya okpueze 2011/2012 Calabar Carnival Queen na Fraịde Disemba 23, 2011. [2] First Bank of Nigeria kwadoro mmemme a. [9] N'otu afọ ahụ, ọ bịanyere aka n'akwụkwọ nkwekọrịta nnọchite anya ma bụrụkwa onye nnọchi anya njem nlegharị anya nke Calabar na onye na-ekwuchitere ndị nne na-agbahapụ ụmụaka (Atụmatụ nke nwunye Gọvanọ mbụ nke Cross River State, Obioma Liyel-Imoke. [9] Agbanyeghị, ọ batara n'ime ihe nkiri wee pụta n'ọtụtụ ihe nkiri Nollywood . [10]
Ihe nkiri ahọpụtara
dezie- Dr. Love (2020) [11]
Ekele
dezieIhe Nrite | Udi | Nsonaazụ | Nsidee |
---|---|---|---|
Ihe nrite Ihe nkiri Nollywood 2014 | Onye n'ime ihe nkiri nwanyị kacha akwado | Merie | [13] |
Ihe nrite Ihe nkiri Nollywood 2014 | Onye ihe nkiri ámá ámá kacha amalite (nwanyị) | Ahọpụtara | |
[[Ihe nrite nke achoro Afrịka
Magic 2018]] |
Onye nkiri nwanyị kacha akwado | Ahọpụtara | [14] |
Nsidee
dezie- ↑ 1.0 1.1 Photos: Nollywood Director Moses Inwang Weds His Sweetheart Model Emem Udonquak. www.thenigerianvoice.com. Retrieved on 2021-11-04.
- ↑ 2.0 2.1 2.2 Nollywood Director Moses Inwang & Actress Emem Undonquak Set To Wed n April (en). Pulse Nigeria (2014-03-16). Retrieved on 2021-11-04.
- ↑ dailytimes.com.ng. Nollywood Movies Awards Was A Blast | News Ghana (en-US). Daily Times Nigerian. Retrieved on 2021-11-04.
- ↑ Muomah (2014-10-21). Flower Girl wins big at Nollywood Movie Awards | Premium Times Nigeria (en-GB). Premium Times. Retrieved on 2021-11-04.
- ↑ It’s Nollywood Actress Emem Inwang’s Birthday Today! Check out her Sultry Birthday Photos – Pleasures Magazine (en-US) (2018-09-08). Archived from the original on 2021-11-04. Retrieved on 2021-11-04.
- ↑ BellaNaija.com (2015-08-23). Nollywood Director Moses Inwang welcomes Son, Eden – First Photos! (en-US). BellaNaija. Retrieved on 2021-11-04.
- ↑ Simi (2017-01-31). Actress Emem Udonquak-Inwang Marks Hubby’s Birthday with Endearing Words (en-US). Motherhood In-Style Magazine. Retrieved on 2021-11-04.
- ↑ Beautiful Pictures of Nollywood Producer, Moses Inwang And His Family - Opera News. ng.opera.news. Archived from the original on 2021-11-04. Retrieved on 2021-11-04.
- ↑ 9.0 9.1 Aiki (2012-01-19). Calabar Crowns a New Tourism Ambassador! Photos & Scoop from the 2011 Carnival Calabar Pageant at Studio Tinapa (en-US). BellaNaija. Retrieved on 2021-11-04.
- ↑ 10.0 10.1 ITORO | African Movie Review | Talk African Movies (en-US). www.talkafricanmovies.com (2014-05-27). Retrieved on 2021-11-04.
- ↑ Uche Jombo is Playing ‘Dr. Love’ (en-US). THISDAY LIVE (2020-05-29). Retrieved on 2021-11-04.
- ↑ 12.0 12.1 12.2 Emem Inwang : Biography | Filmography | Awards - Flixanda (en-US). Archived from the original on 2021-10-04. Retrieved on 2021-11-04.
- ↑ daviruz (2014-09-26). [News List of Nominees for Nollywood Movie Awards] (en).
- ↑ How Omotola, Falz, Adekola, others win AMVCA 2018 (en-US) (2018-09-02).