Eman El-Asy
Eman El-Asy
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Egypt |
aha n'asụsụ obodo | إيمان العاصي |
Aha ọmụmụ | إيمان عبد العظيم معز محمد العاصي |
aha enyere | Eman |
aha otutu | أميرة الدراما |
ụbọchị ọmụmụ ya | 28 Ọgọọst 1985 |
Ebe ọmụmụ | Cairo |
Asụsụ obodo | Arabic |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic |
ọrụ ọ na-arụ | omee, omee ihe nkiri |
Ebe obibi | 6th of October City |
okpukpere chi/echiche ụwa | Okpukpere Alakụba |
Eman Elassi (amụrụ n'abalị iri abụọ na asatọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1985) bụ onye Egypt na-eme ihe nkiri.
Eman El-Asy إيمان العاصي | |
---|---|
Born | Eman Abdelazim Moez Mohammed 28 Ọgọstụ 1985 |
Occupation | Actress |
Years active | 2003–present |
Spouse(s) | [1] |
Akụkọ ndụ
dezieA mụrụ Elassi na Cairo. Ọ gụrụ akwụkwọ gbasara nchịkwa azụmaahịa tupu ọ bụrụ onye na-eme ihe nkiri.
Ọrụ ime ihe nkiri ya malitere mgbe onye nduzi Khaled Bahgat hụrụ foto ya na akwụkwọ magazin. Ọ kpọtụrụ ya ma nye ya ọrụ na usoro telivishọn a na-akpọ Ams La Ymout (Yesterday Does Not Die). Ọ rụrụ ọrụ n'akụkụ Raghda na Riadh al-Khouli dị ka nwa nwanyị Raghda. Ọrụ ọzọ ọ rụrụ bụ na usoro Ahlam fi al-Bowaba (Dreams in the Gate), nke Haitham Hakki duziri. Kemgbe ahụ, ọ na-eme ihe nkiri na telivishọn.
Ihe nkiri
dezieỌrụ telivishọn
dezie- Haq Mashrou
- Sabaa banat
- Ragoul wa Imra'ataan
- Adeyet Nasab
- Ahlam fel Bawaba
- Dawet Farah
- Hadret El Motaham Aby
- Hob Yamot
- Sabaa Banat[2]
- Al Adham[3]
Ọrụ fim
dezieEbensidee
dezie- ↑ "Eman Al Assi divorced", Al Bawaba, 1 August 2010. Retrieved on 4 October 2010.
- ↑ Eman Al Asi solves peoples problems
- ↑ "Sudsy summer", Al Ahram Weekly, 20 August 2009. Retrieved on 4 October 2010.
- ↑ "Ahmad Izz "Imprisoned in Transit"", Al Bawaba, 24 June 2008. Retrieved on 4 October 2010.
- ↑ "Eman Al Assi talks about "Girl’s Story"", Al Bawaba, 24 July 2009. Retrieved on 4 October 2010.