Ekwe

Ọ bụ ngwa egwu Igbo nke a makwaara dị ka ogene osisi a na-eji agba egwu dịka Ogbongelenge, Agborogwu/Ekereagwu, Iri-agha, Okanga, Atilogwu, Adamma, Atu, Abianshi, Ikorodo, Ode na Nkwa-umuagbogho.
Ekwe
type of musical instrument
obere ụdị nkeslit drum Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
Ihe ejị mee yańkú Dezie
ndị ji ya eme iheNdị Igbo Dezie
Hornbostel-Sachs classification111.243 Dezie

Ekwe bụ ngwa egwu ọdịnala ndị Igbo . Ekwe bụ ụdị ngwa égwu nwere oghere n'ime osisi a kpọpụtara akpọputa. Osisi eji eme ekwe na-abụkarị ogwe osisi. Ekwe na-abịa n'ụdị dị iche iche, nhazi ya na-esite na ebumnuche eji eme ya. Enwere ike iji ekwe mee emume omenala, ma ọ bụ were ya mee egwu. A na-ejikwa ekwe ezikorita ozi dị ka ụdị mkparịta ụka, nye ndị ọzọ nọ n'ebe dị anya n'oge gara aga. Ekwe na-enye uda dị iche iche ma n'oge emume ma n'oge mberede. [1]

Wooden drum

Edensibia dezie

  1. IGBO MUSICAL INSTRUMENTS. Umunna.org. Retrieved on 19 April 2021.