Editan (soup)
ofe
agbụrụEfik people Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaȮra Cross River Dezie
ebeSouth South, Ȯra Akwa Ibom Dezie
mba osiNaijiria Dezie
WikiProject na-elekọta yaWikiProject Intangible Cultural Heritage Dezie

Editan soup bụ ofe akwụkwọ nri nke sitere na ndị Efik nke Cross River State na South South South no na obodo Nigeria. A maara ya nke ọma n'etiti ndị Cross River State. A na-eji akwụkwọ Editan, akwụkwọ na-elu ilu eme ofe ahụ. Tupu esi ya esi nri, a ga-ewepụ obi ilu ahụ.[1][2][3]

E kwenyere na akwụkwọ Editan nwere uru ọgwụ.

Hụkwa nka dezie

Ebensidee dezie

  1. Esema (2002-01-01). Culture, customs, and traditions of Cross River State people of Nigeria (in en). MOCOMP. 
  2. Thaker (2012-04-23). Multicultural Handbook of Food, Nutrition and Dietetics (in en). John Wiley & Sons. ISBN 9781405173582. 
  3. Uyanga (1998-01-01). Briefs on Nigeria's indigenous and Western education: an interpretative history (in en). Hall of Fame Educational Publishers. ISBN 9789783073227. 

Àtụ:Soups