Atama soup
ofe
nwere ojijinutrition Dezie
agbụrụNdị Urobo, Efik people Dezie
kọntinentEluàlà Dezie
ebeSouth South, Cross River, Ȯra Delta Dezie
mba osiNaijiria Dezie
WikiProject na-elekọta yaWikiProject Intangible Cultural Heritage Dezie

Atama ofe bụ ofe akwụkwọ nri na nkwụ nke sitere na ndị Efik nke Cross River Steeti na South South Naijiria.[1][2][3] A maara ya nke ọma n'etiti Cross River na Akwa Ibom Steeti People of Naijiria.[4][5] A na-eji mkpụrụ nkwụ eme ofe ahụ; mmanụ a na-enweta site na mkpụrụ nkwụ bụ ihe a na-eji eme ofe ahụ. A na-esi ofe Atama ma jiri ụdị anụ, azụ kpọrọ nkụ na mgbe ụfọdụ periwinkle sie ya.[6][7][8] Ihe eji akwadebe ya gụnyere: mkpụrụ nkwụ ọhụrụ, yabasị, nnu, na ndị ọzọ.[9][10][11]

Hụkwa dezie

  • Afang ( ofe)
  • Edikang ikong
  • Editan ( ofe)
  • Nri Naịjirịa
  • Ndepụta ofe
  • Soup akwụkwọ nri
  • Ndepụta ofe akwụkwọ nri

Ebensidee dezie

  1. "Top Exotic Nigerian Dishes You Must Taste This Week", Nigerian Bulletin - Nigeria News Updates. Retrieved on 2017-02-21. (in en-US)
  2. Ikot Ekpene: The Raffia City | (en-US). leadership.ng. Archived from the original on 2017-02-21. Retrieved on 2017-02-21.
  3. omotolani (2021-05-27). How to make Akwa Ibom's Abak Atama soup (en). Pulse Nigeria. Retrieved on 2022-06-27.
  4. The ‘finger-licking’ Abak Atama soup everyone is talking about! (en-GB). Tribune Online (2016-12-17). Retrieved on 2022-06-27.
  5. Google celebrates Nigerian food culture in new online platform - Premium Times Nigeria (en-GB) (2019-10-01). Retrieved on 2022-06-27.
  6. How to prepare Abak Atama Soup (en-GB). Vanguard News (2017-07-11). Retrieved on 2022-06-27.
  7. Top Five Tasty Nigerian Soups For Tourists :: Bestnaira.com. news.bestnaira.com. Retrieved on 2022-06-27.
  8. Contributor (2018-05-28). How to cook the delicious atama soup (en). Pulse Nigeria. Retrieved on 2022-06-27.
  9. Dami (2021-04-30). How to Make Abak Atama Soup (en-US). Vanguard Allure. Retrieved on 2022-06-27.
  10. How To Prepare The Delicious Abak Atama Soup (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News (2019-07-07). Retrieved on 2022-06-27.
  11. Soups, Stews and Sauces (en-GB). Ounje Aladun. Retrieved on 2022-06-27.

Àtụ:Soups