Dakkada
Dakkada FC (a mara oge gara aga dịka Akwa Starlets FC) bụ a klọbụ egwuregwu bọọlụ Naịjirịa . Ha na-egwu egwu ugbu a na Lig ọrụ nke egwuregwu bọọlụ na Naịjirịa mgbe ha nwesịrị nkwalite site na Lig ọkachamara Mba Naịjiria n'ụbọchị iri abụọ na abụọ nke ọnwa Julai nke afọ 2019. [1] [2] Dakkada FC dị na Uyo, Akwa Ibom steeti. Ụlọ egwuregwu ha bụ Ụlọ egwuregwu mba Godswill Akpabio . N'afọ 2019, ha meriri nkwalite igwu egwu na oge 2019-2020 nke asọmpi egwuregwu kerre nke Naịjirịa, asọmpi bọọlụ ndị ọkachamara na Naịjirịa . [3] Nzere ha mere ka steeti Niger Delta nke Akwa Ibom nwere mmanụ dị na steeti naanị gọọmentị steeti na-akwado klọbụ abụọ ugbu a na asọmpi egwuregwu Premiya, ewezuga steeti Abia bụ agbata obi.
Akụkọ ihe mere eme
dezieDakkada FC nke bụ Akwa Starlets FC n'oge gara aga ka hiwere n'afọ 2004 site na Gọọmenti Akwa Ibom Steeti n'aka kọmishọna ndị ntorobịa na egwuregwu Chris Ekong dịka ndị otu obere nke Akwa United FC . Mgbe e hiwere Dakkada FC, ha buru ụzọ gbaa bọọlụ na Lig ndị n'amu amụ na Mba Naịjirịa nke mbụ wee jiri nta nke nta nweta nkwalite. [4] Na ọnwa Septemba nke afọ 2019, Akwa Starlet bụ onye mmeri nke 2019 Lig Mba nke Naịjiria. [5] N'ụbọchị iri atọ na otu nke ọnwa Ọktoba afọ 2019, njikwa klọb ahụ nyere klọb ahụ aha ọzọ na-agbanwe aha site na Akwa Starlet FC gaa Dakkada FC [6]
Squad dị ugbu a
dezieDị ka ụbọchị iri atọ nke ọnwa Disemba afọ 2020
|
|
Ebensidee
dezie- ↑ NPFL: Warri Wolves, Akwa Starlets, Jigawa Stars, Adamawa United gain promotion | Goal.com. www.goal.com. Retrieved on 2019-11-30.
- ↑ Enugu Rangers sack coach after home defeat to Akwa Starlet. FCNaija. Archived from the original on 2019-11-27. Retrieved on 2019-11-30.
- ↑ Akwa United plead for patience as team prepare for Sunshine Stars. guardian.ng. Archived from the original on 2021-05-07. Retrieved on 2019-11-30.
- ↑ NPFL sides looking to avoid giant-killing | Goal.com. www.goal.com. Retrieved on 2019-11-30.
- ↑ Oyero (2019-09-16). Akwa Starlets crowned 2019 NNL Champions (en-US). Latest Sports News In Nigeria. Retrieved on 2019-12-01.
- ↑ Akwa Starlets renamed Dakkada FC (en-US). SportsCompass (2019-10-31). Archived from the original on 2019-11-01. Retrieved on 2019-11-30.