Clotilde Essiane
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịKameroon Dezie
Aha enyereClotilde Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya6 Ọgọọst 1985 Dezie
Ebe ọmụmụYaoundé Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ, boxer, mixed martial arts fighter Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụichegaa n'ihu Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl, women's boxing, Egwuregwu ọgụ na-agwakọta ọnụ Dezie
so na2018 Commonwealth Games, 2022 Commonwealth Games Dezie

Clotilde Essiane aka Junior[1] (amụrụ n'abalị isii n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1985) bụ ónyé Cameroon na-akụ ọkpọ, onye na-eme egwuregwu ọgụ na ónyé na-agba bọọlụ lara ezumike nká, onye bi na Johannesburg, South Africa ugbu a.[2][3][4]

Ọrụ bọọlụ dezie

Ọrụ klọb dezie

Essiane gbara goolu iri na asaa màkà otu Cameroon TKC n'afọ 2004.[3] N'ọnwa Ọktoba afọ 2006, e debara aha ya n'akwụkwọ dị ka ónyé egwuregwu màkà klọb Equatorial Guinean Las Vegas.[1]

Ọrụ mba ụwa dezie

Essiane na-aga igwu egwu màkà ndị otu mba Cameroon na 2004 African Women's Championship, mana ọ hapụrụ ya n'ihi ọnya n'apata ụkwụ aka ekpe ya.[3] Afọ abụọ ka e mesịrị, Equatorial Guinea mere ya ka ọ bụrụ nwa amaala ka ọ gbaa bọọlụ màkà otu mba ya.

Ihe mgbaru ọsọ mba ụwa dezie

Ntinye na nsonaazụ depụtara ihe mgbaru ọsọ nke Equatorial Guinea nke mbụ

Mba. Ụbọchị Ebe a na-anọ Onye mmegide Ihe ndị a tụrụ Nsonaazụ Ịsọ mpi
1 28 Ọktoba 2006 Oleh, Delta, Nigeria  Nigeria 2 Na2 2 na 4 2006 African Women's Championship
2 3 Nọvemba 2006 Oghara Township Stadium, Oghara, Nigeria  Algeria 3 Na-esote
3 3 Na-esote
4 11 Machị 2007[5] Caledonian Stadium, Pretoria, South Africa  South Africa 1 1 1 1[6] 2 na 4 2008 CAF Women's Pre-Olympic Tournament
5 2 Na2[6]

Ọrụ mixed martial arts dezie

N'afọ 2016, Essiane meriri Bunmi Ojewole si Naịjirịa na Rushda Mallick na Ansie Van Der Marwe, ha abụọ si South Africa.

Ọrụ ịkụ ọkpọ dezie

Essiane nọchitere ányà Cameroon na 2018 Commonwealth Games ma ọ bụ ónyé na-eburu ọkọlọtọ ha na Parade of Nations n'oge emume mmeghe. Ọ meriri Tammara Thibeault si Canada na asọmpi ụmụ nwanyị nke etiti.[2]

Edensibia dezie

  1. 1.0 1.1 5e CAN féminine: la sélection equato-guinéenne (French). RFI (30 October 2006). Retrieved on 3 May 2018.
  2. 2.0 2.1 Boxing | Athlete Profile: Clotilde ESSIANE. Gold Coast 2018 Commowealth Games. Archived from the original on 3 May 2018. Retrieved on 3 May 2018.
  3. 3.0 3.1 3.2 Moadougou (5 November 2004). Cameroun: Clotilde Essiane : Mains de velours, poings de fer (French). CAMLIONS.COM. Archived from the original on 3 May 2018. Retrieved on 3 May 2018. “The best female boxer in the 75 kg is also a footballer.”
  4. Clotilde "Junior" Essiane. LFS. Archived from the original on 6 July 2019. Retrieved on 3 May 2018.
  5. Live Scores - Equatorial Guinea - Women's - Matches (2007). FIFA.com. Archived from the original on April 30, 2018.
  6. 6.0 6.1 Ndibi (12 March 2007). DRC referee blows up a storm. Retrieved on 3 May 2018.

Njikọ mpụga dezie

  • Clotilde Essiane – FIFA competition record (archived)