Christine Ohuruogu
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Obodoézè Nà Ofú |
aha n'asụsụ obodo | Christine Ohuruogu |
aha enyere | Christine |
ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Mee 1984 |
Ebe ọmụmụ | London |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | sprinter |
ebe agụmakwụkwọ | University College London, Trinity Catholic High School, Woodford Green, St. Edward's Church of England School |
ụdị egwuregwu | egwuregwu |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | sprinting |
Ihe nrite | Onye otu Order nke Alaeze Ukwu Britain |
webụsaịtị | http://chrissyo.com/ |
Christine Ijeoma Ohuruogu, MBE (a mụrụ na 17 May 1984) bụ onye ọsọ na egwuregwu nke British nke na-agba ọsọ 400 metres, ebe o si tuta ugo Olympic, Ụwa nakwa Commonwealth champion. Onye mmeri nke Olympic n'afọ 2008, nakwa onye ugo ọla ọcha n'afọ 2012, ọ tụrụ ugo ụzọ abụọ nke Ụwa, maka na o meriri na 400 m na asọrọma mpi nke Ụwa na 2007 nakwa 2013. O ritekwara ugo ọla nke ụwa ugboro isii na 4 x 400m relay nke ụmụ nwanyị ka onye otu ndị Great Britain nakwa Northern Ireland (atọ ka e nyere ya maka mwepụ e wepụrụ ndị ọzọ maka ị ñụ ọgwụ) nakwa ọla bronze na Olympic na 4 x 400m relay umu nwanyi na 2008 Beijing Games nakwa 2016 Rio Games, Olympic ya nke ikpeazụ. Ohuruogu na Merlene Ottey nakwa Usain Bolt kere ọnụọgụ ugo nke ụwa - 9 n'etiti 2005 World Championships in Athletics nakwa Olympic nke afọ 2016.
Oge mgbacha ọsọ nke Ohuruogu bụ 49.41 seconds, nke o nwetara na 2013 World Championships, gafere oge nke UK si n'aka Kathy Cook n'afọ1984 n'oge 0.02 seconds, n'otu aka ahụ nke mere ya nwanyị British mbụ ritere ugo ụwa abụọ, nakwa nwanyị British nke mbụ nwetara ugo ụwa atọ. Her relay bronze at the 2016 Summer Olympics made her only the second British track and field athlete, after Steve Backley to win medals at three successive Olympic Games.[1][2] She is coached by Lloyd Cowan.
References
dezie- ↑ [1]
- ↑ Matt Majendie. "World Championships 2013: Christine Ohuruogu leaves it late again to seal her place in history", The Independent, 13 August 2013. Retrieved on 18 August 2013.