Christian Obiozor
Onye otu egwuregwu bọọlụ nke Naijiria
Christian Obiozor
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha enyere | Christian |
ụbọchị ọmụmụ ya | 31 Ọktoba 1994 |
Ebe ọmụmụ | Naijiria |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
onye nsonye òtù egwuregwu | Enugu Rangers, Kano Pillars F.C., Nigeria national football team |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Chinonso Christian Obiozor (amụrụ ya na 31 n'ọnwa Oktoba afọ 1994) bụ onye Naijiria n'agba bọọlụ, ọ na egwuru Enyimba International FC .
Ọrụ mba ụwa
dezieNa Jenụwarị afọ 2014, onye nchịkwa Stephen Keshi, kpọrọ ya ka ọ bụrụ akụkụ nke ndị otu egwuregwu bọọlụ nke Naịjirịa maka Asompi onye mmeri nke afrịka n'afọ 2014 . [1] [2] O nyeere ndị otu ahụ aka ịnọ n'ọkwa nke atọ mgbe Naịjirịa jiri ọkpụ goolu ha merie Zimbabwe . [3] [4]
Ebe m si nwete
dezie- ↑ Nigeria name final squad for 2014 CHAN.
- ↑ Nigeria announce 23-man CHAN squad.
- ↑ Nigeria win Chan bronze. Archived from the original on 2014-06-09. Retrieved on 2020-12-05.
- ↑ CHAN 2014: Eagles win bronze.
Njikọ dị na mpụga
dezie- Christian Obiozor at Soccerway