Chinyere Wilfred

Onye na-eme ihe nkiri Nollywood Naijiria eme, onye onyonyo, nwanyị azụmahịa
Chinyere Wilfred
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha n'asụsụ obodoChinyere Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya23 Maachị 1970 Dezie
Ebe ọmụmụAnambara Steeti Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie
ụdị ọrụ yafilmmaking Dezie
ebe agụmakwụkwọLagos State University of Science and Technology Dezie
ogo mmụtaHigher National Diploma Dezie
agbụrụNdị Igbo Dezie
Ọrụ ama amaPlaying games, Ripples, Taboo Dezie

Chinyere Wilfred bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri na onye na-emepụta ihe nkiri.[1]

Akụkọ ndụ dezie

A mụrụ Wilfred na abalị iri abụo nke ọnwa Machị afọ 1970 na Aguluezechukwu, Anambra Steeti. Ọ lụrụ di ma nwee ụmụ nwoke atọ.[2] O nwere nwanne nwanyị ya na ya bụ ejima a na-akpọ Chinelo Mojekwu .[3][4]

Ihe nkiri a họọrọ dezie

Date Title Role Ref.
1994 Nneka the Pretty Serpent
1998 Children of Terror Agnes
2016 Rain of Hope
2020 Boundless Love
Mama Drama
Rattlesnake: The Ahanna Story Nancy
Special Package
2021 Ponzi
Lugard
Undying
African Messiah
Grim Evelyn

Edensibia dezie

  1. Chinyere Wilfred (en). IMDb. Retrieved on 2022-02-28.
  2. Alayotech (2021-09-16). Meet The Husband, Children And Twin Sister Of Popular Nigerian Actress Chinyere Wilfred(Photos) (en-US). Newsnownaija. Retrieved on 2022-02-22.
  3. BellaNaija (2021-03-24). Stunning is One Word to Describe Chinyere Wilfred & her Twin in these Birthday Photos (en-US). BellaNaija. Retrieved on 2022-02-28.
  4. Yaakugh (2021-03-25). Beautiful photos of Chinyere Wilfred and twin sister as they mark 51st birthday (en). Legit.ng - Nigeria news.. Retrieved on 2022-02-28.

Njikọ mpụga dezie