Charles Ndukauba
ụdịekere | nwoke |
---|---|
aha enyere | Chinedu |
ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Jụn 2007 |
Ebe ọmụmụ | Onịchạ |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
ọrụ ọ na-arụ | odee akwụkwọ, onye mgbasa ozi, oko akuko ihe onyonyo, model |
ụdị ọrụ ya | theater arts |
ebe agụmakwụkwọ | Amaka Boys |
webụsaịtị | https://charlesndukaubadaily.com.ng |
Chinedu Charles Ndukauba bụ onye Naijiria na-eme ihe nkiri na ihe nlereanya onyoonyo. Charles malitere ime ihe nkiri mgbe ọ dị obere. O bu onye amara nke Oma na Ihe nkiri.[1]
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
dezieNdukauba charles bụ onye Ogboji sitere na Anambra East dị na mpaghara odida anyanwu nke Naijiria, na-adịghị anya na Ȯra Delta. Nne ya bụ onye na azu ahia, nna ya bụ onye isi ụka ma na elekwa ahia na Umuoji. Chinedu Ndukauba bu onye azụlitere nke ọma, nke ano n'ime ụmụ isii, ụmụ nwanyị atọ,umu ano. Ọ gara akwukwo na Holy family high school,Nkpor, Naijiria. Ọ gụsịrị akwụkwọ na Amaka Boys, Onịchạ ebe ọ nwetara diplọma na asusu.
Oru
dezieNdukauba bu onye na arusi orụ ime ihe nkiri Ike. Onye na-emepụta chọpụtara Chinedu Ndukauba na nyocha ọ gara gbasara Anambra state broadcasting service.[2] Ọganihu ya bịara na 2022 mgbe ọ rụrụ ọrụ na Ụwa gbasara umuaka na Naijiria.
Ihe nrite na nhọpụta
dezieAfọ | Ihe omume | Ihe nrite | Ọrụ | Nsonaazụ |
---|---|---|---|---|
2020 | Nipost Essay Competition | Ode ihe | Ahọpụtara | |
2022 | National children's parliament Award | Onye na achiko ụmụaka Naijiria | Merie | |
2022 | Amaka Boys Awards | Nwa akwukwo na agbasi mbo Ike | Merie |
Reference
dezie- ↑ ifeanyi, emegwali. Charles Chinedu Ndukauba: The meaning of chinedu. thenames dictionary.com.
- ↑ My upbringing influenced who I am today-Charles chinedu. THE WILL MEDIA.
External links
dezieWikimedia Commons nwe ru media dị ikwu nye Charles Chinedu Ndukauba. |