Chinazum Nwosu

ọnye na-eme taekwondo nke Naijiria
Chinazum Nwosu
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha ezinụlọ yaNwosu Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya29 Disemba 1994 Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụtaekwondo athlete Dezie
ụdị egwuregwutaekwondo Dezie

Chinazum Ruth Nwosu (a mụrụ n'ụbọchi nke 29 n'ọnwa Disemba n’afọ 1994) bu nwafọ Naijiria bụ onye egwuregwu taekwondo.

Ọrụ dezie

Na 2016 African Taekwondo Olympic Qualification Tournament o meriri otu n’ime ọla nchara nke katigori ụmụ nwanyị -57 kg.

Na <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/2018_African_Taekwondo_Championships" rel="mw:ExtLink" title="2018 African Taekwondo Championships" class="cx-link" data-linkid="66">2018 African Taekwondo Championships</a> nke e mere n'Agadir, dị na Moroko, o meriri otu n'ime ọla nchara n'ihe omume ụmụ nwanyị 53kg. [1]

N'afọ 2019, ọ nọchitere anya Naịjirịa na <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/Nigeria_at_the_2019_African_Games" rel="mw:ExtLink" title="Nigeria at the 2019 African Games" class="cx-link" data-linkid="68">2019 African Games</a> e mere na Rabat, dị na Moroko ma rite nrite ọla edo n'ihe omume ụmụ nwanyị 53kg . [2] N’ikpeazu, o meriri Oumaima El-Bouchti nke Moroko. N'afọ 2020, o sonyere n'ụmụ nwanyi 57 kg na 2020 African Taekwondo Olympic Qualification Tournament na Rabat,dị na Moroko na-erughị eru maka 2020 Summer Olympics na Tokyo,dị na Japaanụ. [3]

Ebe m si dee dezie