Chiamaka Nnadozie
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha enyere | Chiamaka |
ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Disemba 2000 |
Ebe ọmụmụ | orlu |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | Ochee bọọlụ |
onye nsonye òtù egwuregwu | Nigeria women's national football team, Otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naịjirịa na-erubeghị afọ iri na asaa, Rivers Angels F.C., Nigeria women's national under-20 football team, Paris FC |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | 2019 FIFA Women's World Cup, football at the 2024 Summer Olympics – women's tournament |
Chiamaka Cynthia Nnadozie bụ onye ọgba bọọlụ Naịjirịa na-agbara Paris FC bọọlụ na ngalaba egwuregwu nke French Division 1 Féminine league. [1]
Ọrụ klọb
dezieNnadozie binyere aka maka klọb Rivers Angels na mbido afọ 2016.[2]
N’afọ 2019 Nnadozie rụrụ nnukwu ọrụ mere ka otu asọmpi Rivers Angels 2019–2020 Season merie NWPL n'asọmpi league ha.
Na mkpụrụ ụbọchị iri abụọ na abụọ n'ọnwa nke mbụ (Jenụwarị) n'afọ 2020 o sonyere otu klọb na French aha ya bụ Paris FC na nkwekọrịta ọnwa nke iri na asatọ.[3][4]
Ọrụ mba ụwa
dezieN’oge asọmpi 2018 FIFA U-20 Women's World Cup Nnadozie gbara ụgbọrọ anọ.[5] Mgbe a gbaara Haiti, o nwetara aha nsọpụrụ nke "Dare to Shine" maka ezigbo arụmọrụ ya.[6] N'oge na-adịghị anya mgbe asọmpi U-20 gasịrị, ahọpụtakwara ya maka asọmpi 2018 Africa Women Cup of Nations nke afọ 2018[7] ebe ọ nọdụrụ n'oche maka egwuregwu ise niile, na asọmpi Iko WAFU nke 2019 ọ nọ na goolu maka arụmọrụ Super Falcons dị egwu, wee nweta ọkwa dịka otu n'ime ndị nche atọ na-anọchite anya Super Falcons nke Naijiria na 2019 FIFA Women's World Cupin emere na France. Ọ bụkwa mmemme izizi Nnadozie ghọrọ onye nche bọọlụ nwere ndekọ maka enyeghị gọọlụ na egwuregwu iko mba ụwa mgbe Naịjirịa jiri gọọlụ abụọ merie Korea.
Ka egwuregwu iko mba ụwa mechara, Nnadozie nyekwara ndị Falconets aka rite ọla edo na egwuruegwu mba Afrịka na Morocco mgbe o chekwara penariti atọ n'ịgba bọọlụ ha na Cameroon.
Nsọpụrụ
dezieMba Ofesi
dezie- Naijiria
Klọb
dezie- Ndị Mmụọ Ozi Osimiri
- Nigerian Women's Championship (1): 2016
- Nigerian Women's Cup (3): 2016, 2017, 2018
Nke otu onye
dezie- IFFHS Africa's Best Woman Goalkeeper: 2019
- IFFHS World's Best Woman Goalkeeper: 2019 (nominee)[8]
- African Women's Footballer of the Year: 2019 (nominee)[9]
- NFF Awards Young Player of the Year : 2018 (nominee)
Ebe m si dee
dezie- ↑ https://www.brila.net/falcons-goalkeeper-chiamaka-nnadozie-completes-fc-paris-move/
- ↑ "Rivers Angels set to unveil new recruits", National Daily NG, 4 February 2016. Retrieved on 23 December 2018.
- ↑ https://www.brila.net/falcons-goalkeeper-chiamaka-nnadozie-completes-fc-paris-move/
- ↑ https://www.goal.com/en/amp/news/nnadozie-nigeria-goalkeeper-signs-for-paris-fc/1lgjsnygxqg361n73mwmyz2sul
- ↑ "Nigeria FIFA U-20 Women's World Cup", FIFA.com, July 2018. Retrieved on 23 December 2018.
- ↑ "Chiamaka Nnadozie, Nigeria's saviour", FIFA.com, 9 August 2018. Retrieved on 23 December 2018.
- ↑ "Nnadozie Cherishes Invitation to Super Falcons", Sports 247, 19 October 2018. Retrieved on 23 December 2018.
- ↑ https://tvcnews.tv/super-falcons-goalkeeper-chiamaka-nnadozie-named-africas-best-by-iffhs/
- ↑ https://www.goal.com/en-ng/news/nominees-for-all-caf-2019-awards-revealed/wldwmsltaaw91iuvzga3t3fbu/
Njikọ dị na mpụga
dezie- Chiamaka Nnadozie at Soccerway