Chi-Chi Igbo
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1 Mee 1986 Dezie
Ebe ọmụmụUyo Dezie
Asụsụ obodoAsụ̀sụ̀ Ìgbò Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti, gaa n'ihu Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuFortuna Hjørring, Ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Naịjirịa Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
so na2007 FIFA Women's World Cup Dezie

"Chi-Chi" Igbo (a mụrụ n'ụbọchị nke 1 n'ọnwa Mee n'afọ1986) bụ nwafọ Naijiria nakwazị Denmark bụ onye ọgba bọọlụ lagoro ezumike nká. [1]

Ọrụ ị gba bọọlụ klọbụ dezie

Igbo malitere oru ya na 2000 ya na FCT Queens nke Abuja. N'oge ọkọchị nke afọ 2002, ya na ndị otu ya Capital Queens gụsịrị akwụkwọ na asọmpi ndị ntorobịa dị na Denmark. A kpọrọ Igbo n’onwe ya onye kacha gbaa bọọlụ, ma ka o mechara otu afọ,ọ gara Fortuna Hjørring na Denmak. Na Hjørring mgbe ọ dị nanị afọ 15, asọmpi izizi ya na asọmpi Danish kachasị elu, n'oge ọkọchị nke afọ 2003 nke mmeri ka ọgara tupuu ọ banye Hjørring. A hoputara ya n'afọ 2005 nakwazị n'afọ 2011 dịka onye egwuregwu bọọlụ kachasị nke asọmpi oge ahụ. [2] N'oge asọmpi nka afọ 2008/09 n'afọ 2009/10 ya na ndị otu ya Fortuna Hjørring meriri n'asọmpi Danish.

O kpebiri ị la ezumike nká n'afọ 2016, mgbe afọ 14 gachara ọ nọ na Fortuna Hjørring, bụ ebe ọ gbara asọmpi 270 ma rite asọmpi liigi anọ na iko atọ. [3]

Ọrụ mba ụwa ya dezie

Kemgbe afọ 2004, ọ gbara ndị <a href="https://en.wikipedia.org/wiki/Nigeria_women's_national_football_team" rel="mw:ExtLink" title="Nigeria women's national football team" class="cx-link" data-linkid="58">Nigeria women's national football team</a> bọọlụ . Ọ nọchitere anya obodo ya na 2007 FIFA Women's World Cup na Chaịna. [4]

Ebe m si dee dezie

Njikọ dị na mpụga dezie