Cheikh El Hasnaoui

Cheikh El Hasnaoui
mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịAlgeria, France Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya23 Julaị 1910 Dezie
Ebe ọmụmụTizi Ouzou Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya6 Julaị 2002 Dezie
Ebe ọ nwụrụSaint-Pierre Dezie
Ebe oliliCimetière de Saint-Pierre Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic, Kabyle Dezie
ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, odee akwụkwọ, odee uri Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie

Cheikh El Hasnaoui (1910 - 2002) bụ onye na-agụ egwu Berber nke amụrụ n'otu obere obodo dị nso na Tizi Ouzou na Algeria.

Ọrụ

dezie

Ọ bụrụ abụ chaabi nke Algeria, ya na Slimane Azem, bụ ndị na-ahụ maka ịtọ ntọala nke egwu Kabyle a ma ama nke oge a n'afọ ndị 1950s na 1960s.

Ọnwụ

dezie

Ọ nwụrụ n'afọ 2002 na Saint Pierre de la Reunion, France.

Ebensidee

dezie

Ebe nrụọrụ weebụ Cheik El Hasnaoui