Charles Okonkwo
Onye otu egwuregwu bọọlụ nke Naijiria
Charles Okonkwo
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha enyere | Charles |
ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Septemba 1965 |
Ebe ọmụmụ | Enúgwu |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
onye nsonye òtù egwuregwu | Enugu Rangers, AC Omonia, Nigeria national football team |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Charles Okonkwo Audio bụbu onye egwuregwu bọọlụ mba Naịjirịa.
Ọrụ
dezieN'oge ọ na-en egwu, ọ gbaara Enugu Rangers na Nigerian Premier League .
Ọrụ mba ụwa
dezieO sonyekwara na mbọ Naịjirịa maka iru eru maka 1990 FIFA World Cup .[1]
Edemsibịa
dezie- ↑ Africa International matches 1989. RSSSF. Retrieved on 2009-12-31.