Charity Reuben
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Disemba 2000 |
Ebe ọmụmụ | Port Harcourt |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
onye nsonye òtù egwuregwu | Rivers Angels F.C. |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Charity Chetachukwu Reuben Audio (amụrụ ya na ọnwa disemba 25, n'afo 2000) O bụ onye Naijiria na akpa bọọlụ ukwu, [1] O na agbara ndi BIIK Kazygurt . Ọ nọchitere anya Ibom Angels na Naijiria Women Premier League, na ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụnwaanyị Naịjirịa na-erubeghị afọ iri abụọ . [2] Maka asọmpi iko Naịjirịa nke afọ 2017, o nyere goolu asatọ, nke bụ nke kachasị di okpurukpu n'egwuruegwu niile. [3]
Ọrụ
dezieMgbe o sonyere na Rivers Angels n'afo 2015, Reuben meriri ihe mgbaru ọsọ isii n'oge 2016 Naijiria Women Premier League . [4] Charity so na asọmpi egwuregwu iko mba ụwa FIFA 2016 U-20 Iko Mba nile nke umu nwanyi. [5] [6] Na Febụwarị 2018, a họpụtara ya site na Naijiria Football Federation maka afọ 2017 umu nwanyi ọkpụkpọ nke afo ahu [7] [8] N’ọnwa Mee nke afọ 2018, a họpụtara ya ka onye kachasị egwu n’egwuregwu 2017 Naijiria Women Premier League na Naijiria Pitch Awards, ma na Rasheedat Ajibade tufuru onyinye a. [9] Charity Reuben na agbara ndị umu nwanyi njikọ nke Kazakhstan maka BIIK Kazygurt football klọb kemgbe 2019.
Ebe nsi nweta
dezie- ↑ "Reuben livid goals counted for nothing".
- ↑ Reuben predicts win v Abia Angels (April 25, 2017).
- ↑ Charity Reuben is top scorer in the on-going NWFL. Archived from the original on 2018-06-24. Retrieved on 2020-11-06.
- ↑ Charity Reuben eager for new NWFL.
- ↑ Nigeria out of U-20 World Cup but we are still proud of them. Archived from the original on 2018-02-02. Retrieved on 2020-11-06.
- ↑ Ihezuo, Yakubu make U20 Women's World Cup squad.
- ↑ "Moses, Ndidi, Okpotu, Oshoala nominated for NFF awards - naijafootballplus", 2018-02-17.
- ↑ "2018 NFF Awards: Women's Player of the Year Nominees".
- ↑ Mikel, Moses lead nominations for fifth edition (May 11, 2018). Archived from the original on July 29, 2018. Retrieved on November 6, 2020.