Celestina Onyeka
Celestina Onyeka
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Celestina |
aha ezinụlọ ya | Onyeka |
ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Julaị 1984 |
Ebe ọmụmụ | Naijiria |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa, Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
onye nsonye òtù egwuregwu | Nigeria women's national football team |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | 2004 Summer Olympics |
Celestina Onyeka Audio (a mụrụ na 15 Julaị 1984) ) bu nwanyi onye Naijiria na-agbachitere ha bọọlụ.
O so n'egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naịjirịa na asọmpi na 2004 Olimpiks Summer Na ọkwa klọb, ọ gbara ndị Pelican Stars . [1]
Hụkwa
dezie- Nigeria na asọmpi olimpik nke afọ 2004
Edensibịa
dezie- ↑ "Olympic Women's Football Tournaments Athens 2004 – Squad List: Nigeria (NGR)", FIFA. Retrieved on 2 October 2015.