Ceccy Twum
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Ghana |
aha enyere | Ceccy |
aha ezinụlọ ya | Twum |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Twi, Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | gospel singer, odee egwu |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2005 |
Ceccy Abena Ampratwum (onye a mụrụ n'abalị iri na atọ nke ọnwa Nọvemba), nke a maara nke ọma site na aha otutu nkwago ya bụ Ceccy Twum, bụ onye Ghana na-agụ egwu ozioma na onye na-ede egwu.[1][2]
Mmalite ndụ
dezieA mụrụ Ceccy n'ezinụlọ Maazị na Oriakụ Andoh bi na Accra, Ghana. Ọ lụrụ onye amụma Alex Twum ma ha mụrụ ụmụaka atọ.[3][4] Ceccy Twum malitere agụmakwụkwọ ụlọ akwụkwọ praịmarị ya na Don Bosco Catholic Primary na Junior high na Winneba wee gaa Snapps College maka agụmakwụkwọ sekọndrị ya na Accra.[5]
Ọrụ egwu
dezieCeccy Twum wepụtara abọm mbụ ya Me Gyefo ne Yesu n'afọ 2005, nke mere ka ọ pụta ìhè n'akụm egwu. Ya na ọtụtụ ndị egwu ozioma, gụnyere Mercy Chinwo, Joe Mettle, Ohemaa Mercy, MOG Music, Joyce Blessing, Nathaniel Bassey, Sinach, Frank Edwards, Empress Gifty .[6][7][8] Ceccy nwere ọtụtụ egwu kporo ekpo gụnyere Victory, Di Wo Hene, Your Grace, Amen. N'afọ 2018, egwu ya bụ Jehovah nwetere ya nhọpụta ya na Vodafone Ghana Music Awards dị ka abụ Oziọma nke afọ .[9][10] A họpụtakwara ya na nhọpụta Artiste Of Excellence West Africa na African Music And Media Awards .[11]
Ceccy na-akwado ihe omume Oziọma kwa afọ nke akpọrọ Gold Worship nke na-achịkọta ndị kwere ekwe si n'akụkụ niile nke ndụ iji fekọọ ofufe ọnụ.[12]
Ndekọ
dezieAlbọm
dezieGolden Oil (2013)
Ihe nrite na nhọpụta
dezieAfọ | Ihe omume | Ihe nrite | Ọrụ a họpụtara | Nsonaazụ | Ref |
---|---|---|---|---|---|
2018 | African Gospel and Media Awards | Artiste Of Excellence West Africa | Ya onwe ya | Ahọpụtara | [15][16] |
2018 | Vodafone Ghana Music Awards | Abụ Oziọma nke Afọ | Ya onwe ya | Ahọpụtara | [17] |
2020 | 3Music Awards | Oziọma nke Afọ | Ya onwe ya | Ahọpụtara | [18][19] |
Edensibia
dezie- ↑ Ceccy Twum,. www.ghanaweb.com. Archived from the original on 2023-03-07. Retrieved on 2020-07-04.
- ↑ Beautiful Photos Of Ceccy Twum And Her Husband Drop As They Mark 20 Years Wedding Anniversary (en-US). GhanaCelebrities.Com (2019-09-26). Retrieved on 2020-07-04.
- ↑ Keep marital issues private - Ceccy Twum (en-gb). Graphic Online. Retrieved on 2020-07-04.
- ↑ Online. PHOTOS- Ceccy Twum And Hubby Celebrate 19 Years Of Their Marriage. Peacefmonline.com - Ghana news. Retrieved on 2020-07-04.
- ↑ Celebrity Profile : Ceccy Twum Lifestyle Archives (en-US). HelloGh.com. Archived from the original on 2020-07-04. Retrieved on 2020-07-04.
- ↑ Sinach, Ohemaa Mercy, Ceccy Twum, Tagoe Sister & Amy Newman thrill many at Women In Worship 2018 (en). www.ghanaweb.com (2018-09-21). Retrieved on 2020-07-04.
- ↑ Gospel stars lift up worship at MTN Ghana stands in worship. BusinessGhana. Retrieved on 2020-07-04.
- ↑ Dzokpo (2019-10-14). MTN Stands in Worship: Renowned artists to set Ghana ablaze with thrilling performances (en-US). News Ghana. Retrieved on 2020-07-04.
- ↑ 2018 Vodafone Ghana Music Awards: Full list of nominees (en). www.ghanaweb.com (2018-03-04). Retrieved on 2020-07-04.
- ↑ Adu (2018-03-05). Full List: Nominees for Vodafone Ghana Music Awards (VGMA) 2018 (en-US). Adomonline.com. Retrieved on 2020-07-04.
- ↑ Ohemaa Mercy, Ceccy Twum, Joe Mettle, Others Nominated For African Gospel Music & Media Awards 2018 (en-US). ZionFelix.net (2018-04-25). Retrieved on 2020-07-04.
- ↑ Ceccy Twum to thrill fans at ‘Gold Worship’ concert (en). www.ghanaweb.com (2018-11-29). Retrieved on 2020-07-04.
- ↑ Myjoyonline Gospel Music Review: Cece Twum 'meko manim' (en-US). MyJoyOnline.com (2015-01-30). Retrieved on 2020-07-04.
- ↑ Ghana Music - Ceccy Twum, Song: Meko Manim. www.ghanaweb.com. Retrieved on 2020-07-04.
- ↑ London African gospel awards nominations released (en). Music In Africa (2018-05-01). Retrieved on 2020-07-04.
- ↑ GospelGh (2018-04-26). Full Nominees List Announced for AFRICAN GOSPEL MUSIC & MEDIA AWARDS 2018 and Voting for All Categories Opens (en-GB). GospelGh. Retrieved on 2020-07-04.
- ↑ See all the nominees for the 2020 VGMA [FULL LIST] (en-gb). Graphic Online. Retrieved on 2020-07-04.
- ↑ 3Music Awards 2020 list of nominees – Glitz Africa Magazine (en-US). Retrieved on 2020-07-04.
- ↑ 3Music Awards 2020: See the list of winners (en-US). MyJoyOnline.com (2020-05-02). Retrieved on 2020-07-04.