Bolaji Aluko
Mobolaji E. Aluko (amụrụ n'ụbọchị nke abụọ n'ọnwa Eprel n'afọ 1955) bụ Prọfesọ nke Injinia kemịkal na Mahadum Howard . [1] [2][3] họpụtara ya dị ka osote onye isi oche nke Mahadum Federal, Otuoke site na Gọọmentị Federal nke Naịjirịa [1] site na 2011 ruo mgbe ọ gwụchara n'afọ 2016. [4]
Professor Bolaji Aluko | |
---|---|
Born | Mobolaji E. Aluko 2 Eprelụ 1955 |
Nationality | Nigerian |
Alma mater | University of Ife Imperial College London University of California, Santa Barbara |
Occupation | Engineer Academics Educational administrator |
Years active | 1984–present |
Known for | Chemical Engineering |
Parent(s) | Sam Aluko (father) |
Relatives | Gbenga Aluko (brother) |
Bolaji Aluko
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Bolaji |
aha ezinụlọ ya | Aluko |
ụbọchị ọmụmụ ya | 2 Eprel 1955 |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba |
ọrụ ọ na-arụ | injinia, academic |
onye were ọrụ | Howard University |
ebe agụmakwụkwọ | University at Buffalo, Imperial College London, University of California, Santa Barbara, Obafemi Awolowo University, Christ's School Ado Ekiti |
Ihe odide
dezie- ↑ Krase (2004). Race and ethnicity in New York city. Emerald Group Publishing, 188–. ISBN 978-0-7623-1149-1. Retrieved on 25 June 2011.
- ↑ "My tenure expires today – Aluko, Otuoke VC - Vanguard News", Vanguard News, 2016-02-15. Retrieved on 2017-11-05. (in en-US)
- ↑ We held house parties for our kids' graduations – Prof. Aluko (en-US). Punch Newspapers (2019-04-13). Retrieved on 2022-03-18.
- ↑ Radio Nigeria Online. ww2.radionigeria.gov.ng. Archived from the original on 2017-11-07. Retrieved on 2017-11-05.